Frieda Lauth
Ọdịdị
Frieda Lauth
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha enyere | Frieda |
| Aha ezinụlọ ya | Lauth |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1879 |
| Ebe ọmụmụ | London |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Mee 1949 |
| Ebe ọ nwụrụ | Durban |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | botanical illustrator |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |

Frieda Lauth (afọ 1879 London rụọ úbọchị ànó n'ọnwa Mee 1949 Durban) bụ ónyé na-ese ihe ọkụkụ nà South Africa nkè yá nà nné na nnà yá kwagara Natal na 1882. Ọ rụrụ ọrụ dị ka ónyé enyemaka nà Natal Herbarium ma bụrụ ónyé ama ámá màkà ihe osise ya nkè Medley Wood's Natal Plants . [1] Ọ gbara arụkwaghịm na 1903 mgbè ọ lụrụ Thomas Floyd, ma mesịa kụzie na botany na Durban Technical College . [2]