Gabisile Hlumbane

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gabisile Hlumbane
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Disemba 1986 Dezie
Ebe ọmụmụKwaThema Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of the Free State Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuSouth Africa women's national association football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2012 Summer Olympics Dezie

 

Gabisile Hlumbane bụ nwa nwanyí South Africa na-agba bọọlụ ma na-agba egwuregwu bọọlụ dị ka onye ọnọ n'etiti. Ọ na-agbara Kovsies Ladies bọọlụ.[1] Ọ nọchitere anya otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị South Africa na 2012 London Olympics .[2]

Mmalite ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Hlumbane na KwaThema, Gauteng . Ọ malitere ịgba bọọlụ mgbe ọ dị afọ iri na otu nyere KwaThema Ladies . Nna ya zụtara akpụkpọ ụkwụ bọọlụ ma na-ele ya ka ọ na-eme ọmụmụ egwuregwu bọọlụ mgbe niile ebe nne ya enweghị mmasị Mgbe ọ bụla ọ n'ahụ na ọ na-eme ọmụmụ egwuregwu bọọlụ.[3]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Ọ sonyeere Kovsies Ladies n'afọ 2005 mgbe ahọtachara ya di ka Nwa Gauteng Schools Sports Girl of the Year n'afọ 2004 maka inye goolu asatọ na asọmpi. Ọ bụ onye isi oche nke egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị, Nomsa Mahlangu weere ya. Na Mahadum nke Free State ọ gụrụ maka njikwa ego obodo, ọ bụkwa onye isi na onye otu Eudy Simelane nwụrụ anwụ bụ onye gụrụ ya aha otutu China maka obere anya ya. N'afọ 2011, a họtara ya ma kpọọ ya University of Free State Sportswoman of the Year, onye isi ojii mbụ rụzuru ọrụ ahụ ma họpụta ya maka Free State Sportswoman of the Year.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:South Africa squad 2010 African Women's ChampionshipÀtụ:South Africa women's football squad 2012 Summer Olympics