Gabriel Ellison

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gabriel Ellison
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Aha enyereGabriel Dezie
aha ezinụlọ yaEllison Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Septemba 1930 Dezie
Ebe ọmụmụLusaka Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya18 Julaị 2017 Dezie
Ebe ọ nwụrụJohannesburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

 

Gabriel Ellison (1930 ruo 18 Julaị 2017) bụ Omenkà Zambia, nke a maara nke ọma maka inye aka n'ịmepụta ọkọlọtọ mba Zambia, na maka imepụta ọtụtụ stampụ Zambia site na 1960s ruo 1980s mgbe ọ bụ onye isi nke ngalaba Graphic Arts na Ministry of Information.[1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Gabriel Ellison na Lusaka, Zambia (nke bụbu Northern Rhodesia). Ọrụ mmepụta ya gụnyere mmanụ, acrylics, mmiri, tempera na ụdị atọ. Mgbe ọ na-emepụta ihe ọkpụkpụ, ọ na-eji ọla nchara resin na terracotta.

Ellison bụ onye otu Royal Society of Arts, British Display Society na Chartered Society of designers. Gọọmentị Britain na Zambia kwanyeere ya ugwu maka ọrụ ya na nka. Gọọmentị Britain nyere ya MBE na Gọọmentụ Zambia nyere ya Grand Officer of Distinguished Service.

Ellison nwụrụ mgbe ọ dị afọ Iri asatọ na asaa, na 18 Julaị 2017.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Archived copy. Archived from the original on 2016-06-02. Retrieved on 2009-01-30.
  2. Gabriel Ellison, the woman who assisted in designing the national flag died this week, Lusaka Times, 21 July 2017.