Galal Ibrahim
Ọdịdị
Galal Ibrahim
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | جلال إبراهيم |
aha enyere | جلال |
aha ezinụlọ ya | Ibrahim |
ụbọchị ọmụmụ ya | unknown value |
Ụbọchị ọnwụ ya | 24 Novemba 2021 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | Onye òká ikpe, sports executive |
Ọkwá o ji | Q104506306, Q104506306 |
Galal Ibrahim ( nwụrụ na Nọvemba 25 2021 [[1]]) bụ onye isi ala ugboro abụọ nke ụlọ egwuregwu bọọlụ Zamalek SC nke Cairo. Ọ na-arụ ọrụ na ndị ọkàikpe dị ka onye ndụmọdụ ma bụrụ onye isi nke Ụlọikpe Mpụ. Ọ duru Zamalek SC site na 1992 ruo 1996, wee weghara onye isi oche nke klọb ahụ nke ugboro abụọ na 2010 ka mmebi nke ntuli aka May 2009, nke Mamdouh Abbas meriri.[[2]][[3]] Agbanyeghị, Ibrahim gbara arụkwaghịm na Ọgọst 2011 n'ihi nrụgide ego.[[4]][[5]]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ وفاة المستشار جلال إبراهيم رئيس نادي الزمالك الأسبق | المصري اليوم.
- ↑ Coach Shehata signs two-year deal with Zamalek - Egyptian Football - Sports.
- ↑ Shehata named Zamalek coach following Hassan's surprise dismissal - Egyptian Football - Sports.
- ↑ Zamalek president Galal Ibrahim resigns - Egyptian Football - Sports.
- ↑ PANAPRESS - Agence Panafricaine d'information - Le site officiel.