Galefele Moroko
Ọdịdị
Galefele Moroko
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Botswana |
| Obodo maka egwuregwu | Botswana |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Eprel 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Maun |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Tswana language |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
| So na | 2018 Commonwealth Games |
Galefele Moroko (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Eprel n'afọ 1997) bụ onye na-agba ọsọ na Botswana.[1] O sonyere na asọmpi 4 × 400 mita nke ụmụ nwanyị na 2017 World Championships in Athletics .[2] O ruru eru ịnọchite anya Botswana na 2020 Summer Olympics.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Galefele Moroko". IAAF. Retrieved 13 August 2017.
- ↑ "4 × 400 metres Women". IAAF. Retrieved 13 August 2017.
- ↑ KOLANTSHO, CALISTUS. "The Monitor :: Boxer Mohammed qualifies for Olympics". The Monitor. Retrieved 2021-04-08.