Gcina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Gcina bụ aha Afrika nyere. Ndị ama ama nwere aha gụnyere:

  • Gcina Mazibuko (amụrụ n'afọ 1983), onye na-agba bọọlụ na Swaziland
  • Gcina Mhlope (amụrụ n'afọ 1958), onye na-emegide ịkpa ókè agbụrụ na South Africa, onye na-eme ihe nkiri, onye na'akọ akụkọ, onye na -ede uri, na onye na-ede egwuregwu
  • Gcina Nkosi (amụrụ n'afọ 1949), onye na-eme ihe nkiri na South Africa