Georgette Barnes Sakyi-Addo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Georgette Barnes Sakyi-Addo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereGeorgette Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Disemba 1968 Dezie
Dị/nwunyeKwaku Sakyi-Addo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụ̀nta ego Dezie
Ọkwá o jipresident Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ghana Dezie
Ihe nritetitle of honor Dezie

Addo|order2=President|term_end4=|term_start4=2009|office4=Georgette Barnes Limited[1]|order4=Executive director|term_end3=|term_start3=2015|office3=Women In Mining Ghana[2]|order3=President|majority2=|successor2=Samuel Torkornoo|term_end2=2020|term_start2=2015|office2=Accra Mining Network[3]|occupation=Mining Entrepreneur
Gender Advocate|image=AMN President presenting at LESDE ASM Event 2.jpg|children=3|spouse=Kwaku Sakyi-Addo|nationality=Ghanaian|height=1.67 m|birth_date= (1968-12-31) 31 Disemba 1968 (age 55)|birth_name=Gergette Baaba Barnes|successor=|predecessor=Mélody Kweba|term_end=|term_start=28 November 2019[4]|office=Association of Women In Mining Africa[5]|order=President of|caption=Barnes Sakyi-Addo at a UQ event:2019-Ghana[6]|alma_mater=

}}

Georgette Barnes Sakyi-Addo ( Jorjet Bans Sirchiado ; amuru 31 Disemba 1968) bu onye tọrọ ntọala, na onye isi ulo oru Georgette Barnes Ltd., ụlọọrụ ngwuputa na ihe ngwuputa ndi Ghana nke di na Accra, Ghana. O ritere ihe nrite nke 2018 Female Entrepreneur of the Year site n'aka Invest in Africa (IIA). [7] A họpụtara ya dị ka otu n'ime 100 Global Inspirational Women in Mining site Women in Mining - UK na (2016). Ọ bụ Onye isi ala nke Women in Mining (WIM) Ghana na onye so wee tọọ ntọala nke Accra Mining Network . [8] Ọ bụkwa onye isi oche nke Accra Mining Network site na 2015 ruo 2020. [9] Barnes Sakyi-Addo nwere nzere BA na French na linguistics, yana diploma na Communications na Mahadum Ghana. [10] N'afọ 2020 , Mahadum Mines na Teknụzụ nyere ya DSc nsọpụrụ

Georgette na ọgbakọ UMAT nke iri na abụọ

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Holy Child, Ghana Cape Coast, site na 1980 ruo 1987, ọ bụ onye isi ụlọ nke St. Theresa's site na 1985 ruo 1987. Ọ na-asụ Bekee nke ọma, French na Fante . Georgette bụ onyeisi oche nke AWIMA ugbu a.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mmalite Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ụlọ ọrụ Georgette Barnes Limited[dezie | dezie ebe o si]

Accra Mining Network[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ụlọ ọrụ ndị na-egwupụta ihe dị n'ala nwere ndakpọ n’afọ 2012, Sakyi-Addo chọrọ ka ya na ndị ọkachamara niile ya na ha rụkọrọ ọrụ na-akpakọrịta. O nwere echiche wee zụọ ya. O nwetara ndị enyi nwere otu obi n'ime ụgbọ ahụ, echiche ahụ wee bụrụ Accra Mining Network, otu a ka o siri bụrụ onye so wee tọọ ntọala nke AMN. [11] N'ikpeazụ, na 2015, ọ gara n'ihu iji nke ahụ dị ka ụkpụrụ nke nyeere ya aka imepụta Women In Mining Ghana.

Ndị tọrọ ntọala Accra Mining Network[dezie | dezie ebe o si]

  • Georgette Barnes Sakyi-Addo
  • Samuel Torkornoo
  • Raymond Kudzawu-D'Pherdd
  • Joseph Djan Mamphey

Women in Mining Ghana[dezie | dezie ebe o si]

Association of Women in Mining in Africa (AWIMA)[dezie | dezie ebe o si]

Na Nọvemba 2019, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke otu ụmụ nwanyị nọ n'ụlọ ọrụ ngwuputa ihe a kpọrọ Association of Women in Mining Africa (AWIMA) n'asụsụ bekee [12] [13] [14] [15] [16] [17]

Georgette: Onye isi ala AWIMA

Ihe omume nke oge a[dezie | dezie ebe o si]

E gosipụtara Sakyi-Addo n'etiti ụmụ nwanyị na-egwuputa ihe na Nigeria na mpaghara ndị ọzọ gbara ya gburugburu: ajụjụ ọnụ nke Fatima Ibrahim Maikore . [18] Barnes Sakyi-Addo bụkwa onye na-ekwu okwu na EU - African Union Business Forum nke afọ 2022. [19] Ọ bụkwa onye na-ekwu okwu na Fire Site Chat nke Kenya Gem and Jewelry Fair. [20] O kwuru okwu mmeghe na DRC Africa Business Forum 2021 na nsogbu metụtara mmekọrịta ọha na eze, gburugburu ebe obibi na ọchịchị nke ụlọọrụ n'ụzọ metụtara batri. Nzukọ ahụ lere anya n'ịkwalite mmepe batrị, ụgbọ ala eletrik na ume ọhụrụ, nakwa uru ụlọ ọrụ na ahịa n'Africa. [21]

Ọ bụ otu n'ime ndị ọka ikpe Amazon Challenge of Artisanal Mining Challenge na 2020. Asọmpi Artisanal Mining Grand Challenge gbara ndị na-emepụta ihe ọhụrụ ume, nakwa ndị na-achọ ihe ngwọta, na ndị na-eche echiche na-adịghị mma ka ha weta ihe ngwọta ndị na-agbanwe ngwuputa ọrụ aka. Nchekwa X Labs duziri ihe omume a lekwasịrị anya ọhụrụ, na-achịkọta ndị otu iri na otu ikpeazụ na-asọ mpi maka ihe nrite nke pụkụ dọla narị asaa na ịrị ise, ndị ọka ikpe a na-akwanyere ùgwù, ndị isi nchekwa, ndị na-akọ akụkọ, na ndị ọkachamara teknụzụ iji nyochaa ụzọ dị egwu a na-emepụta iji mee ka ndị ọrụ nka na-egwupụta ihe na-ahụ maka ndị mmadụ nakwa ụwa. [22] Ndị meriri bụ Jeffrey Beyer, Charles Espinosa, Alejandra Laina, Itai Mutemeri na Marcello Veiga. [23]

Ihe nrite na nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

  • O ritere ihe nrite n'afọ 2018 dika nwanyi ọchụnta ego kacha nke sitere n'aka otu Invest in Africa (IIA). [7]

Mbipụta[dezie | dezie ebe o si]

  • Ịmepụta ụlọ ọrụ na-egwuputa ihe na-agụnye nwoke na nwanyị: ikpughe ihe ịma aka nke ndị inyom na-arụ ọrụ na ngwuputa ihe [1]
  • Nkọwa akwụkwọ - Ụmụ nwanyị na-egwupụta ihe: Ntụgharị uche na mmetụta nke iwu mmachibido ọrụ na Ghana [2]
  • Nkọwa akwụkwọ - Igwu ala maka nlanarị: Ntinye aka ụmụ nwanyị n'ịrụ ọrụ aka n'obere ọnụ ọgụgụ na mpaghara ebe a na-egwupụta ihe na Tarkwa nke Ghana [3]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Georgette Barnes Limited (en).
  2. Women In Mining Ghana (en).
  3. Accra Mining Network (en).
  4. Africa Women in Mining elect Georgette Sakyi-Addo as President (en).
  5. Celebrating African Women in Mining (en).
  6. Buying back the future of Africa by investing in the Extractives – Georgette Barnes Sakyi-Addo (en).
  7. 7.0 7.1 Georgette Barnes Sakyi-Addo named woman entrepreneur of the years (en). InvestInAfrica.com. Archived from the original on 2022-03-06. Retrieved on 2022-02-05.
  8. Georgette B.Sakyi-Addo (en). accramining.net. Retrieved on 2022-02-05.
  9. 2015-2020 AMN Executive (en). accramining.net. Retrieved on 2022-02-05.
  10. Profile of our Board-AWIMA (en). awimaafrica.org. Retrieved on 2022-02-05.
  11. Happy New Year or Happy Birthday to Georgette (en). blogspot.com (2020-12-31). Retrieved on 2022-02-08.
  12. African Women in Mining elect Georgette Barnes Sakyi Addo as President (en). newsghana.com.gh. Retrieved on 2022-02-05.
  13. Ghana's Georgette Barnes Sakyi-Addo elected President: Mining Association Africa (en). yen.com.gh. Retrieved on 2022-02-05.
  14. Georgette Sakyi-Addo elected President of African Women in Mining AWIMA (en). AfricanHeroes. com. Retrieved on 2022-02-05.
  15. Georgette Barnes Addo heads AWIMA (en). TheFinderOnline.com. Archived from the original on 2022-03-05. Retrieved on 2022-02-05.
  16. Ghanaian CEO Georgette Barnes Sakyi-Addo elected as President of African Women in Mining (en). Pulse.com.gh. Retrieved on 2022-02-05.
  17. Promoting women in Ghana’s mining industry (en). globalalumni.gov.au. Archived from the original on 2022-03-03. Retrieved on 2022-02-06.
  18. Women In Mining Nigeria and the Region, Creating A Space of their Own For Women In Miningy (en). ptcij.org. Archived from the original on 2021-11-02. Retrieved on 2022-02-07.
  19. High Level Opening and Introductory Panel, The road to economic recovery - fostering the Pan-African Opportunity (en). euafrica-businessforum.com. Archived from the original on 2022-02-15. Retrieved on 2022-02-07.
  20. African Solutions Towards Rebuilding '"Mine to Market"' post Covid-19 (en). aweik.or.ke. Retrieved on 2022-02-07.
  21. DRC Africa Business Forum 2021 (en). uneca.org. Retrieved on 2022-02-07.
  22. The Innovation Summit & Awards Ceremony (en). artisanalminingchallenge.com. Retrieved on 2022-02-07.
  23. The Innovation Summit & Awards Ceremony Winnwers (en). artisanalminingchallenge.com. Retrieved on 2022-02-07.