Gerald Chukwuma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gerald Chukwuma
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereGerald Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1973 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Gerald Chukwuma

Gerald Chukwuma (a mụrụ n'afọ 1973) bụ onye Naijiria na-ese ihe, onye na-akpụ ihe na onye na-ese ihe.[1][2]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Chukwuma n'afọ 1973 na Lagos Steeti Naijiria.[3] Ọ gara Mahadum nke Naijiria, Nsukka ebe ọ gụrụ Bachelor of Arts na mma na tinyere nka, ọ gụsịrị akwụkwọ na 2003.[4]

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Ihe ngosi naanị ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • 2017: Standing Ovation, Gallery 1957, Accra
  • 2019: Wrinkles, Kristin Hjellegjerde Gallery, London
  • 2020: Ikwokirikwo: The Dance of Spirits, Kristin Hjellegjerde Gallery, Berlin[5][6]
  • 2021: Eclipse of the Scrolls, Kristin Hjellegjerde Gallery (London Bridge), London[7]
  1. Ogidan (5 June 2017). ART AND CREATIVE POSSIBILITIES ACCORDING TO GERALD CHUKWUMA (en-US). omenkaonline.com. Archived from the original on 2021-08-16. Retrieved on 2021-08-15.
  2. “Art is in the brain, not the hand”- Gerald Chukwuma (en-US). Businessday NG (2017-02-03). Retrieved on 2021-08-16.
  3. About Gerald Chukwuma (en-US). Bill Lowe Gallery. Archived from the original on 2021-08-16. Retrieved on 2021-08-15.
  4. Lawal (2019-09-30). Nigerian Gerald Chukwuma rose from street hawker to become world-famous artist (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2021-08-16.
  5. After lockdown, Chukwuma takes Dance of Spirit to Berlin (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-06-07). Retrieved on 2021-08-16.
  6. Exhibition Gerald Chukwuma – Kristin Hjellegjerde Berlin | ART at Berlin (en-US). ART at Berlin | Contemporary Art | Ausstellungen | Galerien | Museen | Galerieführer | Kunst | Map (2020-05-01). Retrieved on 2021-08-16.
  7. 1-54 Contemporary African Art Fair. Archived from the original on 2021-08-16. Retrieved on 2021-08-16.