Ghada Jamal (artist)
Ọdịdị
Ghada Jamal
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Lebanon |
| Aha enyere | Ghada |
| Aha ezinụlọ ya | Jamal |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1955 |
| Ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
| Onye were ọrụ | University of Notre Dame |
| Ebe agụmakwụkwọ | California State University, Long Beach, Lebanese American University |
Ghada Jamal (amụrụ n'afọ 1955) bụ onye na-ese ihe na Beirut, Lebanon. Jamal gụrụ Fine Arts na LAU Lebanese American University tupu ọ kwaga California iji nweta Masters na California Steeti mahadum na Long Beach.
Ghada Jamal bi ugbu a, na-ese ihe, ma na-akụzi na Mahadum Notre Dame na Mahaduma America nke Beirut na Lebanọn. E gosipụtara ihe osise Jamal, dị ka akụkụ nke ihe ngosi Solo na Group, gburugburu ụwa. A na-egosi ihe osise ya ugbu a na mba United States, England, France, Jordan, na Lebanon.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ CLARA. Clara.nmwa.org (1955-02-15). Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2016-05-12.