Gift Otuwe
Ọdịdị
Gift Otuwe
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Gift |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Julaị 1984 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2004 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Onyinye Ele Otuwe (amụrụ na 15 Julaị afọ 1984) bụ onye Naijiria n'agba bọọlụ dika onye etiti. Ọ gbara maka 1207 Antalya Spor na ụmụ nwanyi Turkish n'agba bọọlụ nke mbụ. Obu onye otu ndi Naijiria, na-ekere òkè na 2004 Summer Olimpik [1] na 2007 World Cup . [2]
Ọ na-egwuri egwu maka FC Minsk na Belarus na-etinye oge iri itoolụ na asas ma na-atụle ihe mgbaru ọsọ iri atọ na anọ tupu ọ kwaga Turkey na Machị afọ 2017. [3]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nigerian squad in FIFA's website
- ↑ Nigerian squad in CBC's website
- ↑ Profile in soccerway.com