Gift Showemimo
Ọdịdị
Gift Showemimo
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Gift Showemimo ![]() |
aha enyere | Gift ![]() |
aha gọọmenti | Gift Showemimo ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Mee 1974 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Onyinye Showemimo (amụrụ ya na 24 Mee afọ 1974) bụ onye Naijiria n'agba bọọlụ dika onye n'agaa n'ihu maka otu mba umu nwanyi na naijiria . O so na otu ndi FIFA World Cup 1991 . Na ọkwa klọb, ọ na-egwuri egwu maka Kakanfo Babes na Naijiria. [1]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA Women's World Cup China 1991 - Technical Report (PDF). FIFA Women's World Cup China 1991. FIFA (1991). Retrieved on 20 October 2016.
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Gift Showemimo – FIFA competition record