Gillian Sanders

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gillian Sanders
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereGillian Dezie
aha ezinụlọ yaSanders Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọktoba 1981 Dezie
Ebe ọmụmụJohannesburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụtriathlete Dezie
ebe agụmakwụkwọStellenbosch University Dezie
ụdị egwuregwutriathlon Dezie
so na2018 Commonwealth Games, 2014 Commonwealth Games, triathlon at the 2012 Summer Olympics – women's, triathlon at the 2016 Summer Olympics – women's Dezie

Gillian Sanders (amụrụ na 15 Ọktoba 1981) bụ onye na-eme egwuregwu triathlete na South Africa. Ọ tolitere na Pietermaritzburg, ma bido triathlon n'oge ọ bụ nwata n'okpuru mmetụta nke nna ya na nwanne ya nwanyị tọrọ ya, bụ ndị na-asọmpi na egwuregwu ahụMgbe ọ gbasịrị asọmpi mba ụwa na afọ otu na asọmpi obere obere Sanders debere ọrụ triathlon ya ka ọ na-agụ iwu na Mahadum Stellenbosch, ebe ọ gbara asọmpi dị ka onye na-agba ọsọ 1500m.Ọ maliteghachiri asọmpi triathlon mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, na-ejikọta ya na ọrụ iwu. Sanders họọrọ ilekwasị anya na asọmpi oge niile na ngwụcha afọ 2011. O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị n'afọ 2012 Summer Olympics.[1][2][3]

O sonyere na Triathlon ụmụ nwanyị na 2020 Summer Olympics . [4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Gillian Sanders Olympic Results. sports-reference.com. Archived from the original on 16 December 2012. Retrieved on 5 August 2012.
  2. London 2012: Gillian Sanders. London 2012. Archived from the original on 24 August 2012. Retrieved on 5 August 2012.
  3. Sanders and Roberts off the pace in triathlon. sportlive. Archived from the original on 21 April 2013. Retrieved on 5 August 2012.
  4. Triathlon SANDERS Gillian (en-us). Tokyo 2020 Olympics. Tokyo Organising Committee of the Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on 16 August 2021. Retrieved on 16 August 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]