Ginigeme Francis Mbanefoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ginigeme Francis Mbanefoh // ⓘ bụ onye nkuzi Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke iri na otu nke Mahadum Naịjirịa, Nsukka. [1]Ọ si Eziowelle, Idemili nke di na okpuru ọchichi Anambra State. Ọ nọchiri Umaru Gomwalk na ichi Mahadum nke Naijiria. Ọ batara n'oge a sịrị na mahadum ahụ nọ na nnukwu nsogbu. [2]A n' eto ya maka ịdị nso ya na ebe ndị madụ nọọ ya na nsonye ikike ọnyere ndi nwe obodo ahua. nke mere ka o nweta utu aha ọdịnala site na obodo ya na Kansụl Zonal nke Ndị Ọchịchị Ọdịnala nke Nsukka. [3]Akwụkwọ edemede PhD ya bụ Allocation of Road Funds in Nigeria: An Evaluatio, nke e wepụtara na 1976. [4]Ọ nwụrụ na Febụwarị 8, 2017. E liri ya n'ụlọ ya dị na Eziowelle na Mee 5, 2017, ndị isi si n'akụkụ niile nke mba Naijiria and obodo ndi ozo di iche iche bịara onini ozu ya..

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "A peep into the life of Late Prof. Ginigemeh Francis Mbanefoh, 11th VC of UNN", DENpedia Media, 2017-05-08. Retrieved on 2017-12-19. (in en-GB)
  2. "Ginigeme Mbanefoh and the 'demons' at UNN", BusinessDay, 2017-03-05. Retrieved on 2017-12-19. (in en-US)
  3. Biography | Prof. Ginigeme Mbanefoh. ginigemembanefoh.com. Archived from the original on 2017-12-26. Retrieved on 2017-12-19.
  4. Ideals @ Illinois: Browse Dept. of Economics by Author "Mbanefoh, Ginigeme Francis" (en). www.ideals.illinois.edu. Archived from the original on 2017-12-22. Retrieved on 2017-12-19.