Gladys Bakubaku-Vos

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gladys Bakubaku-Vos
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jụn 1966 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of Provincial Parliament of Western Cape Dezie

Ntombezanele Gladys Bakubaku-Vos (amụrụ na 6 June 1966) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na-eje ozi dị ka onye otu Western Cape Provincial Parliament kemgbe Mee, na afọ 2019. Ọ bụ onye kansụl obodo nke Stellenbosch Local Municipality. Bakubaku-Vos bụ onye otu African National Congress (ANC).

Na 5 Mee na afọ 2020, Bakubaku-Vos kwupụtara na ọ nwalere COVID-19.[1][2] Na nzaghachi, Nzukọ Ndị Omeiwu nke Western Cape Provincial mara ọkwa na ọ ga-agafe usoro decontamination na sanitisation.[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Gerber. "Western Cape ANC MPL tests positive for Covid-19", News24, 5 May 2020. Retrieved on 14 May 2020.
  2. Githahu. "ANC member in Western Cape legislature recovering from Covid-19 in hospital", IOL, 5 May 2020. Retrieved on 14 May 2020.
  3. Felix. "WC Legislature to undergo sanitisation after ANC MPL tests positive for COVID-19", EWN, 5 May 2020. Retrieved on 14 May 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]