Gladys Lundwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gladys Lundwe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Aha enyereGladys Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly of Zambia Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịMovement for Multi-Party Democracy Dezie

Gladys Lundwe (amụrụ na 24 Disemba na afo 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia bụ Minista nke Ala site na afo 2010 ruo na afo 2013.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Lundwe na 24 Disemba na afo 1964. Ọ bụ onye otu ndị Lamba.[1] O nwere diplọma na Human Resources Development.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Lundwe rụrụ ọrụ dị ka odeakwụkwọ tupu a họpụta ya na National Assembly dị ka onye nnọchi anya Movement for Multi-Party Democracy maka mpaghara Masaiti na ntuli aka 2006.

N'ọnwa Ọktoba na afọ 2006, a họpụtara ya ka ọ bụrụ osote minista nke ọfịs osote onye isi ala na-ahụ maka nhọpụta ọha na eze.[3] Site na afo 2007 ruo na afo 2010 ọ bụ osote minista na-ahụ maka ike na mmepe mmiri.[4] N'afọ 2010, Onye isi ala Rupiah Banda họpụtara ya ka ọ bụrụ Minista nke Ala.[1]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Thole (11 January 2010). Zambia: Gladys Lundwe's Appointment Cheers Lambas. All Africa. Retrieved on 2 January 2016.
  2. How educated is your local MP?. Zambian Economist (8 February 2010). Retrieved on 2 December 2016.
  3. New Zambian cabinet appointed by President Levy Mwanawasa on 9 October 2006. South African Research and Documentation Centre (October 2006).
  4. The Republic of Zambia. Worldwide Guide to Women in Leadership.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]