Jump to content

Gloria Bamiloye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gloria Bamiloye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoGloria Olusola Bamiloye Dezie
Aha ọmụmụGloria Olusola Bamiloye Dezie
Aha enyereGloria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya4 Febụwarị 1964 Dezie
Ebe ọmụmụIlesa, Ȯra Osun Dezie
Dị/nwunyeMike Bamiloye Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri, odee ejije, onye na-emeputa ihe nkiiri, evangelist Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1985 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Gloria Olusola Bamiloye bụ onye na- eme ihe nkiri Naijiria, onye na-emepụta ihe na onye nduzi [1] Ọ bụ onye nchoputa nke Mount Zion Drama Ministry . [2]

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Ilesa, obodo dị na steeti Osun na ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria. Ọ gara ụlọ akwụkwọ nkuzi nke Divisional Teachers Training College na Ipetumodu ebe a zụrụ ya dịka onye nkuzi ụlọ akwụkwọ . [3] Ọ zutere Mike Bamiloye na 1983 wee lụọ ya. Ha jikọtara ọnụ hiwere Ozi Okwukwe Ugwu Zaịọn na Ọgọst 5, 1985. O gosiputara n'ime, duzie ma mepụta ọtụtụ ihe nkiri na ihe nkiri Naijiria. [4] N'afọ 2002, o dere akwụkwọ aha ya bụ " The Anxiety of Single Sisters". [5]

Ihe nkiri ahoputara[dezie | dezie ebe o si]

  • Agbara nla (1992)
  • Apoti Eri
  • Just A Little Sin
  • Story Of My Life
  • Blood on the Altar
  • Wounded Heart
  • The Great Mistake
  • The Haunting Shadows 1 2005)
  • The Haunting Shadows 2 (2005)
  • The Haunting Shadows 3 (2005)
  • Shackles 1 (2019)
  • Shackles 2: Fetters of Iron (2020)
  • Higher Calling (2020)
  • My Mother-in-Law 1 (2020)
  • My Mother-in-Law 2 (2020)
  • My Mother-in-Law 3 (2020)
  • My Mother-in-Law 4; episodes 1 - 4 (2021)

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ndị na-emepụta ihe nkiri Naijiria
  • Ndepụta ndị Yoruba

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Johnson-Odesola,-Mike-Bamiloye-and-Gloria-Bamiloye. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Retrieved on 25 February 2015.
  2. TOPE OLUKOLE. I didn’t reckon I’d marry Mike Bamiloye – Wife, Gloria. Newswatch Times. Archived from the original on 12 February 2016. Retrieved on 25 February 2015.
  3. I can’t stop calling my husband Brother Mike –Gloria Bamiloye. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Retrieved on 25 February 2015.
  4. YEMISI ADENIRAN. Poverty made us eat corn three times a day Gloria Bamiloye - nigeriafilms.com. nigeriafilms.com. Archived from the original on 25 February 2015. Retrieved on 25 February 2015.
  5. The Anxiety of Single Sisters. google.co.za. Retrieved on 25 February 2015.