Gloria Chinasa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Gloria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Disemba 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Owẹrrẹ |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Gloria Chinasa Okoro (a mụrụ n'ụbọchị nke 8 n'ọnwa Disemba nke afọ 1987), nke a maara dị ka Gloria Chinasa, bụ onye Naijiria bụ onye na-eme egwuregwu bọọlụ. A mụrụ na Naịjirịa, ọ gbara bọọlụ na Equatorial Guinea .
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Chinasa ma zụlite ya na Naijiria. Ọ malitere ọrụ ya na klọb Rivers Angels nke dị Port Harcourt . N'afọ 2005, ọ gbara bọọlụ megide otu klọb nke Equatorial Guinea were nye goolu atọ. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ natara ọrụ maka igwu egwuregwu bọọlụ na Equatorial Guinea women's national team , ọ nakwere.
Chinasa gbara bọọlụ na 2011 World Cup, bụ ebe ọ a malite egwuregwu nke mba Ọstrelia meriri ha iji goolu 3-2. [1]
Ka iko mbaụwa ahụ gachara, Chinasa binyere aka maka ị gbara otu ọkaibe nke Polandi bụ Unia Racibórz bọọlụ. Ọ nyere naanị otu goolu otu egwuregwu ahụ nyere na 2011–12 Champions League megide Pallokerho-35 . [2]
N'ụbọchị nke 28 n'ọnwa Ọktoba nke afọ 2006, Chinasa nyere goolu nke mbụ na akụkọ ihe mere eme nke Equatorial Guinea na African Women Championship . [3] Ọ ghọkwara onye mmeri nke Afrịka na asọmpi emere n'afọ 2008 na 2012 .
Goolu mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Goolu na nsonaazụ ndị e depụtara aha ha Equatorial Guinea bu ụzọ nweta
| Ọnụọgụ. | Ụbọchị | Ebe | Onye mmegide | Goolu | Nsonaazụ | Asọmpi |
|---|---|---|---|---|---|---|
1 |
28 Ọktoba 2006 | Oleh, Delta, Nigeria | link=|border Nigeria | 1–2 |
2–4 |
2006 African Women's Championship |
2 |
18 Nọvemba 2008 | Estadio de Malabo, Malabo, Equatorial Guinea | link=|border Congo | 1–1 |
5–2 |
2008 African Women's Championship |
3 |
21 Nọvemba 2008 | link=|border Mali | 1–0 |
1–1 | ||
4 |
23 Mee 2010 | Sam Nujoma Stadium, Windhoek, Namibia | link=|border Namibia | 5–1 |
5–1 |
2010 African Women's Championship qualification |
5 |
5 Nọvemba 2010 | Sinaba Stadium, Daveyton, South Africa | link=|border Ọljirịa | 1–0 |
1–0 |
2010 African Women's Championship |
6 |
8 Nọvemba 2010 | link=|border Ghana | 3–1 |
3–1 | ||
7 |
28 October 2012 | Estadio de Malabo, Malabo, Equatorial Guinea | link=|border South Africa | 1–0 |
1–0 |
2012 African Women's Championship |
8 |
31 October 2012 | link=|border DR Congo | 3–0 |
6–0 | ||
9 |
7 Nọvemba 2012 | link=|border Kameruun | 1–0 |
2–0 | ||
10 |
11 Nọvemba 2012 | link=|border South Africa | 4–0 | |||
11 |
4–0 | |||||
12 |
18 Julaị 2015 | National Stadium, Abuja, Nigeria | link=|border Nigeria | 1–1 |
1–1 |
2015 CAF Women's Olympic Qualifying Tournament |
13 |
9 Juun 2018 | Estadio de Malabo, Malabo, Equatorial Guinea | link=|border Kenya | 1–0 |
2–0 |
2018 Africa Women Cup of Nations qualification |
Nkwanyeugwu na onyinye
[dezie | dezie ebe o si]Klọb
[dezie | dezie ebe o si]Estrellas de Waiso Ipola
- Liga Nacional de Fútbol Femenino: 2018
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Gloria Chinasa – FIFA competition record
- Gloria Chinasa – UEFA competition record