Godwin Ezeemo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Godwin Chukwunaenye Ezeemo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1954 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Godwin Chukwunaenye Ezeemo // (na-ege ntị) (amụrụ n'afọ Otu puku na narị itoolu na iri ise na anọ ) bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onyeisi oche nke The Orient Group nke ụlọ ọrụ na onye otu Progressive Peoples Alliance.[1][2]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ezeemo na Umuchu, n'ime agbụrụ Igbo, n'afọ Otu puku na narị itoolu na iri ise na anọ. Ọ gara St Peter's Secondary School na Achina, bu kilomita iri na ise site n'ụlọ ya ma ojiri ukwu aga ya kwa ụbọchị.[1] O nwetara OND na HND na Marketing na Federal Polytechnic, Ilaro.[3]

Mgbe ọ hapụsịrị mahadum, Ezeemo debanyere aha ụlọ ọrụ nke ya, nke toro n'ime Orient Group, nke gụnyere Orient Export Ltd; Sokka International; Orient Feeds Mill and Farms Ltd; Orient Magazines, Newspaper and Communication Ltd; Orient Global Waterwell Limited; Union Haulage Ltd; Orient Mega FM; na Multipurpose Computer Centre.[3][4]

Ọbu onye Kraịst na-anụ ọkụ n'obi, Ezeemo haziri mmemme n'ógbè ya iji kwalite Iso Ụzọ Kraịst ma ịjụ okpukpe ndị obodo.[5] O guzobekwara Charity (Ezeemo) Trust maka ndị onwero ka ọ ghaha..[4]

Ihe nlereanya[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Kumolu (2017-06-07). Trekking 15 km daily to acquire education brought me this far. Vanguard. Vanguard Media Limited. Retrieved on 2017-06-21.
  2. Anambra 2017: I will give the people the best — Ezeemo. Vanguard. Vanguard Media Limited (2017-05-19). Retrieved on 2017-06-21.
  3. 3.0 3.1 The Authority Icon: GODWIN CHUKWUNENYE EZEEMO. Authorityngr.com. Archived from the original on 2017-06-29. Retrieved on 2017-06-21.
  4. 4.0 4.1 Thinking home: The Godwin Ezeemo example. Businessdayonline.com. Archived from the original on 2023-05-08. Retrieved on 2017-06-21.
  5. Uche Atuma. New dawn at Umuchu. Sunnewsonline.com. Retrieved on 2017-06-21.