Godwin Olofua

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Godwin Olofua
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoGodwin Richard Olofua Dezie
Aha enyereGodwin, Richard Dezie
aha ezinụlọ yaOlofua Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Eprel 1999 Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton, Olympic competitor Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
ụdị egwuregwubadminton Dezie
Ihe nriteAfrican champion, African Games champion Dezie


Godwin Richard Olofua (amuru 18 Eprel 1999) bu onye egwu badminton nke Naijiria nke sonyere na asọmpi badminton nke ime obodo na nke mba uwa na-anọchite anya Naijiria ma nwetagoro otutu iko. [1] Olofua nwetara ihe nrite ọla edo na mmemme otu agwakọtara ya na ọla ọcha na ọla nchara na egwuregwu n'ọkwa otu na n'ọkwa abụọ na asọmpi Afrịka 2019 na Port Harcourt, Nigeria. [2] O nwetakwara ọla edo n'ime asọmpi Afrịka nke afọ 2019 n'otu egwuregwu agwakọta, ọlaọcha n'ọkwa abụọ nke ụmụ nwoke na ọla nchara n'ọkwa otu ụmụ nwoke. [3] Olofua meriri n'ọkwa abụọ nke ụmụ nwoke na 2018 Côte d'Ivoire, 2019 Benin na Cameroon asọmpi mba ụwa ya na Anuoluwapo Juwon Opeyori . Ọ gbara n'asọmpi na Summer Olympik 2020 . [4]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu Africa[dezie | dezie ebe o si]

Ndi nwoke n'ọkwa otu

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2019 Ebe egwuregwu ime ime Ain Chock, Casablanca, Morocco </img> Georges Julien Paul 17–21, 11–21 Ọla</img> Ọla nchara

Ndị nwoke n'ọkwa abụọ

Afọ Ebe Onye mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2019 Ebe egwuregwu ime Ụlo Ain Chock,



</br> Casablanca, Morocco
</img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Aatish Lubah



</img> Georges Julien Paul
9–21, 18–21 Ọlaọcha</img> Ọlaọcha

Asọmpi Afrịka[dezie | dezie ebe o si]

Ndi nwoke n'ọkwa otu

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2019 Alfred Diete-Spiff Center, Port Harcourt, Nigeria </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori 17–21, 21–16, 17–21 Ọlaọcha</img> Ọlaọcha
2020 Ụlọ egwuregwu Cairo 2, Cairo, Egypt </img> Georges Julien Paul 14–21, 13–21 Ọla</img> Ọla nchara

Ndị nwoke n'ọkwa abụọ

Afọ Ebe Onye mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2019 Alfred Diete-Spiff Center,



</br> Port Harcourt, Nigeria
</img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Koceila Mammeri



</img> Youcef Sabri Medel
21–18, 16–21, 16–21 Ọla</img> Ọla nchara
2020 Ụlọ egwuregwu Cairo 2 ,



</br> Cairo, Egypt
</img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Aatish Lubah



</img> Georges Julien Paul
14–21, 25–27 Ọla</img> Ọla nchara

Ihe ịma aka/Series BWF International (aha 4, ndi na-esote 6)[dezie | dezie ebe o si]

Ndi nwoke n'ọkwa abụọ

Afọ Asọmpi Onye mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2017 Lagos International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Manu Attri



</img> B. Sumeeth Reddy
13–21, 15–21 </img> Onye na-esote
2018 Côte d'Ivoire International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Mathias Pedersen



</img> Jonathan Persson
21–14, 21–19 </img> Onye mmeri
2018 Zambia International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Ade Resky Dwicahyo



</img>Azmy Qowimuramadhoni
19–21, 21–18, 11–21 </img> Onye na-esote
2019 Uganda International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Siddharth Jakhar



</img>Ahmed Salah
21–18, 21–11 </img> Onye mmeri
2019 Benin International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Aravind Kongara



</img>Venkatesh Prasad
21–19, 21–19 </img> Onye mmeri
2019 Côte d'Ivoire International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Adham Hatem Elgamal



</img>Ahmed Salah
20–22, 19–21 </img> Onye na-esote
2019 Ghana International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Arjun MR



</img>Ramchandran Shlok
11–21, 12–21 </img> Onye na-esote
2019 Cameroon International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Adham Hatem Elgamal



</img>Ahmed Salah
21–12, 11–21, 21–11 </img> Onye mmeri
2020 Uganda International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Tarun Kona



</img>Shivam Sharma
15–21, 20–22 </img> Onye na-esote
2020 Kenya International </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori </img> Kathiravun Concheepuran Manivannan



</img>Santosh Gajendran
12–21, 17–21 </img> Onye na-esote
     BWF International Challenge tournament
     BWF International Series tournament
     BWF Future Series tournament

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Players: Godwin Olofua. Badminton World Federation. Retrieved on 14 June 2020.
  2. Daniel Etchells:Nigeria's Opeyori and Adesokan claim singles titles at All-African Badminton Championships. Inside the Games (28 April 2019). Retrieved on 14 June 2020.
  3. African Games 2019: Anuoluwapo Opeyori wins gold as team Nigeria emerge overall champions. Badminton Nigeria (30 August 2019). Retrieved on 14 June 2020.
  4. Olofua Godwin. Tokyo Organising Committee of the Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on 6 August 2021. Retrieved on 9 August 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Godwin Olofua at BWF.tournamentsoftware.com