Grace Apiafi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Grace Apiafi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoGrace Apiafi Dezie
Aha enyereGrace Dezie
aha gọọmentiGrace Apiafi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Novemba 1958 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpidiscus throw, shot put Dezie
so na1988 Summer Olympics Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Grace Apiafi (onye amụrụ na 27 Nọvemba afọ 1958) bụ onye na - emebu egwuregwu si na Naịjirịa, onye soo na asọmpi shot put and discus. Ọ nọchitere anya ala nna ya ọdịda anyanwụ Afrịka n'afọ 1988 Summer Olimpik na Seoul, South Korea, ebe o ruteghị ngwụcha na asọmpi ọ bụla.

Asọmpi mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Asompi Ebe Ọnọdụ ihe omume ndetu
Representing Naijiria
1979 African Championships Dakar, Senegal 2nd Shot put 13.24 m
1988 African Championships Annaba, Algeria 1st Discus throw 50.60
Olympic Games Seoul, South Korea 22nd Shot put 15.06 m
10th (q) Discus throw 49.84 m

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]

  • Evans, Hilary; Gjerde, Arild; Heijmans, Jeroen; Mallon, Bill ; et al. "Grace Apiafi" . Olimpik na Egwuregwu-Reference.com . Egwuregwu Egwuregwu LLC . Edere site na mbụ na 5 November 2012.