Gaa na ọdịnaya

Grace Asare

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Grace Asare
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịGhana Dezie
Obodo maka egwuregwuGhana Dezie
Aha enyereGrace Dezie
Aha ezinụlọ yaAsare Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Ọktoba 1989 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuGhana women's national football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
So naGhana women's national football team Dezie

Grace Asare (amụrụ n'abalị iri na abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1989) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agbachitere otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na afo 2014 African Women's Championship. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka Reformers Ladies na Ghana.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Black Queens name final 21 for AWC. ghanafa.org (27 September 2014). Archived from the original on 27 October 2016. Retrieved on 26 October 2016.