Grace Folashade Bent

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Grace Folashade Bent
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereGrace Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Ọktoba 1960 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaIjesha, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ụdị ọrụ yapolitical science, international relations Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, political adviser Dezie
ebe agụmakwụkwọIndiana University, University of Calabar, Indiana State University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Amuru Grace Folashade Bent  na afo 1960 ka onwa October  di na mkpuru ubochi iri abuo na ise. Obu onye Nigerian. O so na ndi o mebe iwu ahuputara  di ka sinito na afo 2007 na onwa  April site na  otu People's Democratic Party nkem ndi Adamawa South constituency na Adamawa State.[1][2]

Nkowa onwe[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Grace Folashade Bent na afo 1960. Na mahadum Calabar ebe obu onye isi na ahu maka odi ma umuakwukwo. O nwetara nzere BA na ihe gbasara omumu na odide asusu beeke  na afo 1998, nakwa nzere nke Masters na ihe gbasara Ndoro doro sayensi na mekorita obodo na afo 2003. O nwekwara nzere Phd na ihe gbasara nchiko ora nke ana akpo Public Administration na mahadum di na obodo Indiana nke di na mba America. Tupu oba na ulo ndi obebu iwu, Grace Folashade Bent bu  onye ne nye onye isi ndi PDP bu Audu Ogbeh, ndumodu gbasara ndoro doro. Obukwa onye ne sota  onye isi na fu maka ihe ne me na NTA nke ndi Kaduna. Obukwa onye isi na Jack Ventures Nigeria. O bitere akwukwo isi okpo ya bu Women in Inter Ethnic Marriages in Nigeria.

Site na ufodi akuko, ekuru na otutu asambodo Grace Folashade Bent abughi nke ezigbo..[3][4]

Olu olu[dezie | dezie ebe o si]

Ka emechara olu nroputa  na 2007 Grace Folashade Bent mecha buru onye isi ndi senate komiti gbasara gburugburu anyi. Mgbe ono na okwa a, ewetere akiko na aka ya di na ihe gbasara e mefu mmanu gas na eji ghi ikike sita naka onye isi ala Umaru Yar'Adua na kwa ndi Senate.[5] Na onwa March 2009, Sinito Bent ekweghi ka emepe komision nke na ahu maka Desert Control nihi na na komision a ga na ru ofu udi olu dika ndi komiti Ecology. Mazi Mahmud Kanti Bello bu onye bu senate whip, duru ya odu ka oghara i tona njo ha nilo ka ghara iwe esemoku na komision ha.[6]

onwa April nafo 2009, ka o gachara obodo South Africa, Senator Bent kwadoro ihe gbasara ndumodu iji kuzirie ndi mmadu maka ime njem gaa obodo South Africa ka ha kwachara anya maka ekworo, esemokwu na ogu

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sen. Grace Folashade Bent. National Assembly of Nigeria. Archived from the original on June 7, 2008. Retrieved on 2009-09-15.
  2. Senator Grace Bent: Strong advocate of inter-tribal marriage. Archived from the original on 16 August 2016. Retrieved on 16 July 2016.
  3. Iyabo Obasanjo-Bello Wanted in the U.S. for Child Kidnapping. Nigerian Muse (January 24, 2008). Retrieved on 2009-09-15.
  4. Faces of recipients of fake doctorial degrees. Pointblank News. Retrieved on 2009-09-15.
  5. Oil firms in Nigeria lobby for 2010 gas-flaring deadline. Alexander's Oil and Gas Connections (February 15, 2008). Retrieved on 2009-09-15.
  6. Senator Opposes Establishment of Desert Control Commission. Daily Trust (3 March 2009). Retrieved on 2009-09-15.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "Nation20110502" defined in <references> is not used in prior text.