Grace Kesande Bataringaya
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Grace |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Septemba 1970 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye nkuzi, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
Mpaghara ntuli aka | Bunyaruguru County, Rubirizi District |
ebe agụmakwụkwọ | Kyanamira, Hornby School, Seseme Girl's Secondary School, Makerere University |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Grace Kesande Bataringaya (amụrụ na 4 Septemba, na afọ 1970) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. N'afọ 2011, a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya na nzuko omeiwu maka mpaghara Rubirizi .[1][2]
Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement na-achị.[3]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị ya na afọ 1983 na ụlọ akwụkwọ praịm Kyanamira, N'afọ 1987 ọ gụsịrị akwụkwọ Uganda Certificate of Education (UCE) maka agụmakwụkwọ sekọndrị dị ala na ụlọ akwụkwọ sekọndndrị ụmụ nwanyị Hornyby na Kabale. Ọ gụsịrị ọkwa sekọndrị ya dị elu nke a maara dị ka Uganda Advanced Certification of Education (UACE) na 1990 na ụlọ akwụkwọ sekọndndrị ụmụ nwanyị Seseme na Kisoro. N'afọ 1993, ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Makerere na nzere bachelọ nke Arts na sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya. na Kampala.[4]
Ọrụ ndị ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye nduzi na-ahụ maka Livelihood Community Volunteer Initiative for Development (COVOID), otu NGO na-arụ ọrụ na mpaghara Rubirizi.[5][6]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Microsoft Word – Body_Text11AUG2011_Final (PDF). Retrieved on 10 March 2020.
- ↑ WE INFORMERS. "The area MP Sekande Grace Bataringaya", we informers Uganda, 17 July 2017. Retrieved on 7 March 2020.
- ↑ Observer. Age limit: How your MP voted. The Observer – Uganda. Retrieved on 7 March 2020.
- ↑ Parliament of Uganda. www.parliament.go.ug. Archived from the original on 28 April 2021. Retrieved on 7 March 2020.
- ↑ Home. www.covoiduganda.net. Retrieved on 7 March 2020.
- ↑ 20% HIV patients receive treatment. Western Uganda's Biggest radio. (2 May 2015). Archived from the original on 15 October 2022. Retrieved on 7 March 2020.