Grace Mukomberanwa
Ọdịdị
Grace Mukomberanwa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Zimbabwe |
| Aha enyere | Grace |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1944 |
| Ebe ọmụmụ | Zimbabwe |
| Dị/nwunye | Nicholas Mukomberanwa |
| Nwa | Ennica Mukomberanwa, Netsai Mukomberanwa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
Grace Mukomberanwa (a mụrụ ya n'afọ 1944) bụ onye mba Zimbabwe na-akpụ ihe.
Mukomberanwa bụ ọgbọ mbụ na-akpụ ihe ncha nke Shona art. Ọ bụ nwunye onye ama ama na ọgbọ mbụ bụ Nicholas Mukomberanwa . Ha abụọ nwetara ọzụzụ n'ịkpụ nkume ncha ma zụọ ụmụ ha n'otu ọrụ ahụ. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị na-akpụ ihe na Zimbabwe. E gosipụtala ọrụ ya n'ụlọ ngosi gburugburu ụwa.[1]
Ọ bụ onye otu ezinụlọ Mukomberanwa, bụ ndị a ma ama na-akpụ ihe. Mukomberanwa bụ nwunye Nicholas Mukomberanwa. Ọ bụ nne ụmụ nwoke Anderson, Lawrence Mukomberanwa, Tendai, Taguma, ụmụ nwanyị Netsai, na Ennica Mukomberanwa, na nwanne nne Nesbert Mukomberanwa, ha niile bụ ndị na-akpụ ihe.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Archived copy. Archived from the original on 5 March 2016. Retrieved on 26 January 2012.