Gus Attridge

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gus Attridge
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Michael Guy Attridge, onye a maara dị ka Gus Attridge bụ onye ọchụnta ego South Africa. Ọ bụ osote onye isi oche nke Aspen Pharmacare, nke ya na Stephen Saad hiwere na 1997. N'afọ 2013, Attridge nwere 4% nke onwe ya na ụlọ ọrụ ahụ ruru ihe karịrị nde $ 320.[1]

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mfonobong Nsehe, Ten African Multimillionaires You've Never Heard Of, Forbes.com, 24 April 2013.