Hala Elkoussy
Ọdịdị
Hala Elkoussy
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha enyere | Hala |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1974 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ahu maka ihe nkiri, onye nhazi ndu ihe nkiri, video installation artist |
ebe agụmakwụkwọ | The American University in Cairo, Goldsmiths, University of London, Rijksakademie van beeldende kunsten |
Ebe ọrụ | Amsterdam |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2012 |
Ihe nrite | Abraaj Group Art Prize |
webụsaịtị | http://www.halaelkoussy.com |
onye nnọchite anya nwebiisinka | reproduction right not represented by CISAC member |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Tate, Stedelijk Museum Amsterdam |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Hala Elkoussy (amụrụ na 1974) bụ onye Egypt na-ese ihe na onye nduzi ihe nkiri.
A mụrụ Elkoussy na Cairo n'afọ 1974.[1][2]
Ọ natara onyinye Abraaj Capital Art Prize na Dubai n'afọ 2010.[3] E wepụtara ihe nkiri mbụ ya a kpọrọ Cactus Flower, n'afọ 2017.[4][1][5]
A na-edebe ọrụ ya na nchịkọta nke Tate Museum, London, na Art Jameel, Saudi Arabia.[6][7]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Simon (13 December 2017). Dubai: Arab World Women Directors – Hala Elkoussy. Variety. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "VarietyProfile" defined multiple times with different content - ↑ Cactus Flowers, by Hala Elkoussy | Institut français (en). www.institutfrancais.com.
- ↑ Abraaj Group Art Prize collection finally finds new home at Art Jameel. The National.
- ↑ Adams. 'Cactus Flower': Dubai Review (en). Screen.
- ↑ 5 Must-See Arabic Films at DIFF. Vogue Arabia (29 November 2017).
- ↑ Hala Elkoussy born 1974. Tate.
- ↑ Saudi art organisation acquires vast collection of Middle Eastern art from Dubai's bankrupt Abraaj firm (en). www.theartnewspaper.com.