Hala Helmy el-Said
Ọdịdị
Hala Helmy el-Said
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Egypt |
| Aha enyere | Hala |
| Aha ezinụlọ ya | Helmy, Saeed |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Mee 1957 |
| Ebe ọmụmụ | القاهرة |
| Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Egyptian Arabic, Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | academic, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Onye were ọrụ | Cairo University |
| Ọkwá o ji | Minister of Planning and Economic Development |
| Ebe agụmakwụkwọ | Cairo University |
Hala Helmy el-Said (Arabic; amụrụ na 19 Mee afọ 1957) bụ Minista Na-ahụ Maka Atụmatụ na Mmepe Akụ na ụba nke Ijipt ugbu a.[1][2][3]
A mụrụ Hala na Cairo n'afọ 1957. Ọ bụ onye mbụ a họpụtara dị ka dean nke Ngalaba nke akụnụba na sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị site na afo 2011 ruo afọ 2016 na Mahadum Cairo.[4] O nwetakwara ọkwa osote onye isi oche nke Mahadum Cairo maka Nnyocha Sayensị na Mmekọrịta Mgbakwunye site na ọnwa Septemba afọ 2013 ruo afọ 2016.[5][6]
Ikike
[dezie | dezie ebe o si]- Doctor of Philosophy in Economics site na Ngalaba nke akụnụba na sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị site na Mahadum Cairo - na afọ 1989
- nzere masta na akụ na ụba na akara dị mma site na ngalaba nke akụ na ụba da sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị site na Mahadum Cairo - na afọ 1983
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "StackPath". dailynewsegypt.com. Retrieved 2022-04-04.
- ↑ "السيرة الذاتية لـ«هالة السعيد» وزيرة التخطيط والمتابعة الجديدة - بوابة الشروق". www.shorouknews.com (in Asụsụ Arabiikị). Retrieved 2022-04-20.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Musa, Developed By Heba (2020-11-25). "محطات حياة هالة السعيد أفضل وزيرة عربية". بوابة اخبار اليوم. Retrieved 2022-04-20.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).