Hala Lotfy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hala Lotfy
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Aha enyereHala Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Julaị 1973 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ederede, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe Dezie
Ihe nriteKatrin Cartlidge Award Dezie

Hala Lotfy (amụrụ n'afọ 1973) bụ onye nduzi ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri n'Ijipt. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Cairo Film Institute n'afọ 1999. A maara ya nke ọma maka ihe nkiri izizi ya bụ Al Khorug lel Nahar (Coming Forth By Day, 2012) nke gosiputara Donia Maher na nke ritere ọtụtụ ihe nrite na mmemme ihe nkiri, gụnyere FIPRESCI Prize na Abu Dhabi Film Festival. Ọrụ ya ndị ọzọ a ma ama gụnyere ihe ngosi Feeling Cold (2005) na ọtụtụ ihe ngosi maka usoro Al Jazeera Arabs of Latin America (2006).[1]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]