Hana Hussien Naghawi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hana Hussien Naghawi
Prof. Hana Naghawi
Personal details
CitizenshipJordan
NationalityJordanian
Hana Hussien Naghawi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereHana Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1971 Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jordan Dezie

Hana Hussein Naghawi [1] (amụrụ na Machị 3, 1971), prọfesọ injinia obodo nke Jọdan nke sitere na Circassian.

[2]'abalị iri na anọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2019, Naghawi ghọrọ nwanyị mbụ e nyere ọkwa prọfesọ na injinia obodo na Jọdan. [3]Mahadum Steeti Louisiana gosipụtara na ebe nrụọrụ weebụ ya na Naghawi "mere akụkọ ihe mere eme." [1] Naghawi bụkwa nwanyị mbụ nyere prọfesọ na nkuzi injinia niile n'ime Mahadum Jọdan, mgbe ọ rụchara ọrụ na nkuzi mahadum ruo afọ itoolu. [4]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. PDF File. Archived from the original on 2020-01-16.
  2. الدكتورة هناء حسين اول دكتورة هندسة ( برفسور ) في جميع جامعات المملكة. 7aretna.net. Archived from the original on 2020-01-16. Retrieved on 2020-01-16.
  3. هناء نغوي اول بروفيسور بجامعات المملكة (ar). وكالة الشريط الإخبارية. Archived from the original on 2020-01-16. Retrieved on 2020-01-16.
  4. Civil Engineering Graduate Becomes First Female Professor in Jordan. www.lsu.edu. Archived from the original on 2020-01-16. Retrieved on 2020-01-16.