Hassanat Akinwande

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hassanat Akinwande
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoHassanat Akinwande Dezie
Aha ọmụmụHassanat Akinwande Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Hassanat Taiwo Akinwande, aha ihe nkiri ya bụ Wunmi, bụ onye Naijiria ama ama na [1] na-eme ihe nkiri na Naijiria . Ọ bụ onye agbụrụ Yoruba .

Ọrụ ya bidoro n’afọ 1980 ka ọ pụtara n’ihe nkiri ncha bụ Feyi Kogbon . [1] O nweela ọrụ na vidiyo ruru 50.

N’afọ 2006, e jidere ya maka ọgwụ koken. Mgbasa ozi gbara njide ya gburugburu mere ka ọtụtụ mara maka vidiyo ya . [1]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Drug disgrace for Nollywood star Senan Murray, BBC News website, 29 Nov 06; accessed 15 September 2007