Helmy Rafla
Ọdịdị
Helmy Rafla
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha enyere | Helmy |
aha ezinụlọ ya | Rafla |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Mee 1909 |
Ebe ọmụmụ | Egypt |
Ụbọchị ọnwụ ya | 22 Eprel 1978 |
Ebe ọ nwụrụ | Lyon |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1947 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1978 |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Helmy Rafla |
Helmy Rafla (May 15, 1909 - April 22, 1978) bụ onye nduzi ihe nkiri Egypt, onye edemede, na onye na-emepụta ihe.
Helmy Rafla bụ onye nduzi Egypt a ma ama, Ọ malitere ọrụ ya dị ka onye na-eme ihe ntecha.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Helmy Rafla at IMDb
- Helmy Rafla na ElCinema