Henriette Ekwe Ebongo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Henriette Ekwe Ebongo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereHenriette Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 1949 Dezie
Ebe ọmụmụAmbam Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Havana Dezie
Ihe nriteInternational Women of Courage Award Dezie

Henriette Ekwe Ebongo (December 25, 1949) bụ ónyé nta akụkọ Cameroon, ónyé na-ebipụta akwụkwọ na ónyé ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1] E nyere ya onyinye International Women of Courage Award n'afọ 2011.[2][3]

Ebongo na-akwado nnwere onwé mgbasa ozi, nha nhata nwoke na nwanyị, ikike mmadụ, na ezi ọchịchị. Ọ na-arụsi ọrụ ike n'ọgụ megide ọchịchị aka ike na 1980s, na mkpọsa ugbu a megide nrụrụ aka gọọmentị, ịkpa ókè nwoke na nwanyị na mmebi ikike mmadụ. N'oge a, a tàrà ya ahụhụ, mekpọọ ya ọnụ, ma kpọga ya n'ụlọ ikpe ndị agha.[2][4]

Ọ bụ ónyé na-ebipụta akwụkwọ akụkọ Babela kwa izu ma bụrụkwa ónyé guzobere alaka Cameroon nke Transparency International, òtù na-emegide nrụrụ aka na-abụghị nke gọọmentị.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Cameroun: Henriette Ebongo Ekwe, mourir plutôt que de trahir. Journal du Cameroun. Retrieved on 12 July 2018.
  2. 2.0 2.1 Ekwe Ebongo of Cameroon and nine others win International Women of Courage award. afripol.org (14 March 2011). Archived from the original on 4 May 2019. Retrieved on June 30, 2011.
  3. Secretary Clinton To Host the 2011 International Women of Courage Awards (2011-06-30). Retrieved on 2017-03-09.
  4. Embassy Transcripts | Embassy of the United States Bishkek, Kyrgyz Republic. bishkek.usembassy.gov (8 March 2011). Archived from the original on 6 October 2011. Retrieved on June 30, 2011.
  5. "Cameroonian Journo Wins International Women Of Courage Award", news.cameroon-today.com. Retrieved on June 30, 2011.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]