Humphrey Nwosu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Humphrey Nwosu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereHumphrey Dezie
aha ezinụlọ yaNwosu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Ọktoba 1941 Dezie
Ebe ọmụmụAnambara Steeti Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic, university teacher Dezie
ụdị ọrụ yapolitical science Dezie
onye were ọrụMahadum nke Nigeria, Ibrahim Babangida Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Humphrey Nwosu
Chairman of the National Electoral Commission of Nigeria
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byEme Awa
Succeeded byOkon Uya
Personal details
Born (1941-10-02) 2 Ọktoba 1941 (age 82)
Anambra State, Nigeria

Prọfesọ Humphrey Nwosu (bụ onye amụrụ n'ubọchị abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1941). Ọ bụbu onye isi oche nke ụlọ ọrụ na ahụ maka ịtụ votu na Naijiria a na-akpọ National Electoral Commission (NEC) nke Ọ bụ Onye isi ala Ibrahim Babangida bụ onye họpụtara ya. Ọrụrụ ọrụ na ọfis ahụ site nafọ1989 ruo afọ 1993.[1]

Ọmụmụ na mmalite ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nwosu n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1941. Ọ ghọrọ prọfesọ nke sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum Naijiria nke dị na Nsukka.[2] Ọ rụrụ ọrụ na kansụl nke Samson Omeruah, gọvanọ nke Anambra Steeti ochie, ebe o nyeere ndị ọchịchị ọdịnala aka inweta ọfọ ọrụ ọfịs, nweta ụgwọ ọrụ ha ma dozie esemokwu ala n'ime na n'etiti obodo. Ọ rụkwara ọrụ dị ka onyeisi oche nke Kọmitii Nkà na ụzụ Federal na itinye n'ọrụ Civil Service Reforms na ọrụ gọọmentị ime obodo. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onyeisi oche NEC n'afọ 1989 mgbe onye bu ya ụzọ (na onye bụbu onye nkuzi ya) Eme Awa gbara arụkwaghịm n'ihi enweghị nkwekọrịta ya na onye isi ala Ibrahim Babangida.[3]

Mkpụrụ ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Juunu n'afọ 1993 ntuli aka[dezie | dezie ebe o si]

Nwosu duziri ntuli aka nke emere ka mkpụrụ ụbọchị dị na iri na abụọ n'ọnwa Juun n'afọ 1993 nke a hụrụ dị ka ntuli aka nwuru nwuru na adịghị na nke kachasị mma ruo ụbọchị a bụ nke a na-eche na Chief Moshood Abiola meriri.[4] Kọmitii Nwosu gosipụtara usoro ntuli aka Option A4 na usoro ntuliaka Open.[1] Nwosu weputara ọtụtụ nsonaazụ ntuli aka mgbe e nyere ya iwu ka ọ kwụsị ịkpọ rịzọtụ site n'aka ọchịchị ndị agha. N'afọ 2008, o bipụtara akwụkwọ ebe o kwuru na ọ bụghị Babangida mere ihe kpatara nkagbu ntuli aka ahụ. A katọrọ akwụkwọ ahụ nke ukwuu maka ịghara ịkọwa ihe mere n'ụzọ ziri ezi.[2]

  1. 1.0 1.1 Imam Imam (9 June 2010). Past INEC Chairmen. ThisDay. Retrieved on 2010-06-10. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "imam" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 Muyiwa Oyinlola (2 May 2010). From Esua to Iwu, who will rescue Nigeria?. Nigerian Compass. Retrieved on 2010-06-10. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "oyinlola" defined multiple times with different content
  3. HANK ESO (18 June 2008). A Jaded Humphrey Nwosu Finds his Mislaid Voice. Archived from the original on 26 September 2010. Retrieved on 2010-06-10.
  4. Humphrey Nwosu and the true story of June 12, 1993 (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-06-16). Retrieved on 2022-03-05.