Ibrahim Tankary

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ibrahim Tankary
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNiger, Naijiria Dezie
Aha enyereIbrahim Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Maachị 1972 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Ibrahim Tankary ( bụ onye a mụrụ n'ụbọchị nke 24 n'ọnwa Machị n'afọ 1972) bụ onye Nigerien na-agba bọọlụ. Ọ na-agbara Rusas Foot bọọlụ ugbu a.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tankary rutere Zulte-Waregem n'oge okpomọkụ nke afọ 2004 site na FC Brussels. Ọ gbaburu Sint-Truidense bọọlụ na Jupiler League (na mgbazinye ego site na Zulte-Waregem) na Lommel, otu klọb nke KVSK United nọchiri.[1] Ọ hapụrụ na August 2008 K. Londerzeel SK wee bịanye aka na Rusas Foot .

Mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Tankary gbara bọọlụ na Niger, mana o nwekwara mba Belgium.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Stats Centre: Ibrahim Tankary Facts. Guardian.co.uk. Archived from the original on 2012-06-17. Retrieved on 2009-05-19.