Idi Amin
Ọdịdị
Idi Amin
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda, Saudi Arabia, Uganda Protectorate, Uganda |
| Aha n'asụsụ obodo | Idi Amin |
| Aha enyere | Idi |
| Aha ezinụlọ ya | Amin |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1925 |
| Ebe ọmụmụ | Koboko, Kampala |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 16 Ọgọọst 2003 |
| Ebe ọ nwụrụ | King Faisal Specialist Hospital and Research Centre, Saudi Arabia |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ebe olili | Jeddah |
| Dị/nwunye | Sarah Kyolaba, Kay Adroa, Malyamu Amin, Madina Amin, Norah Amin |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Swahili |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, military officer, ndị agha |
| Ụdị ọrụ ya | military affairs |
| Ọkwá o ji | President of Uganda, chairperson of the Organisation of African Unity |
| Ebe obibi | Jeddah |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Independent politician |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | no value |
| Ọnọdụ ahụike | syphilis |
| Ụdị egwuregwu | boxing |
| Ọkwa agha | field marshal, major general |
| Esemokwu | Mau Mau Uprising, 1971 Ugandan coup d'état, Uganda–Tanzania War |
| Ngalaba agha | British Army, Uganda People's Defence Force |
| Dochie | Milton Obote |
| Ihe nrite | National Order of Merit, Order of the Republic, Order of the Umayyads, Order of Merit |

Idi Amin Dada (m.1925 – 16 Ọgọọst 2003) bu ru ọtú oghu ishi áká íke na ishi obodo Uganda shi afọr 1971 rúrú 1979. Amin gàrà nséré ọtú agha ndi Britain, King's African Rifles (Égbẹ Afrikạ Eze), na 1946, ya mechá jírí ochíchì nke Odogwu na Ozízí Ọtú agha Uganda. O wèrè ochíchí na ogwu ndi ọtú agha nke Önwa mbu na afọr 1971, kúfù Milton Obote.
Ochíchí Amin nwekàrà ihe öjö mere ndi madu, na ochíchí nsọ, mmegbu ọtú madu, ogbúgbú nke adighị na íwú, ma ha síkwá, ma ha sikwaghị. Ogbúgbú kara madu otụ puku nári.