Gaa na ọdịnaya

Ifeanyi Palmer

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ifeanyi Palmer

Ifeanyi Palmer bu onye ukachukwu Naijiria, onye ndu, onye nchoputa na onye nlekota izugbe nke agbako owuwe ihe ubi nke Gospel,[1] nke a makwaara da ka Word Arena, isi ala uka ya da na Warri, Delta Steeti, Naijiria.

Ozi Ndi Krist

[dezie | dezie ebe o si]

Daka onye Chineke kporo ka o kuzie na kwusaa Okwu aho na nnukwu ihe akaebe na-esochi ozi ya, Ifeanyi Palmer malitere uka mbu ya na 1999.[2] O na-azi ndi ga-ada ike n' Okwu aho, juputara n' ike, amamihe na amara, nke ga-abara Chineke owa uru taa.[3]


O na-ekwusakwa ozi oma n' uwa niile, na-azi ndi mmadu ka ha na-eje ozi, na-agbasa Okwu aho site na mgbasa ozi.[3]

Nnukwu onye nkuzi na onye nkwusa, Ifeanyi Palmer bakwa onye ozi nke mmanu ya gbanwere ndi mmadu site na Okwu na ekpere.[2]

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nkanteen Juliet (27 August 2019). Shamar School Celebrates Cultural, Creative Arts In Practical Examination. Fresh Angle News. Archived from the original on 3 December 2023. Retrieved on 8 December 2023.
  2. 1 2 Meet the Palmers. Palmer Outreach Ministries. Archived from the original on 2018-08-26. Retrieved on 2023-12-09.
  3. 1 2 What We Believe. Palmer Outreach Ministries. Archived from the original on 2018-08-26. Retrieved on 2023-12-09.