Ọchíchí nke umunna Han: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Addbot (ṅkátá | mmetara)
m Bot: Migrating 87 interwiki links, now provided by Wikidata on d:q7209 (translate me)
m rvv
Ahiri 3: Ahiri 3:


{{ÉdéNtạ}}
{{ÉdéNtạ}}
OlaaaAAA FRIIIIGOOLOLESSSSSSSSSSSS

Orübà nà ógè 01:19, 8 Eprel 2013

Ọtúzọr ébé ochíchì Han dákòtàrà na BC 87

Ọchíchí nke umunna Han (asụsụ China: 汉朝; asụsụ China nke óménàlà: 漢朝; pinyin: Hàn Cháo; Wade-Giles: Han Ch'ao; 206 BCE – 220 CE) bu ochíchì nke gbárá abụọ nke ndi umunna China, nke Ọchíchí nke umunna Qin (221–206 BCE) gbàrà nke mbu na nke byeará mgbe nkeá gụrụ bu Ọchíchíézè Àtó (220–265 CE). Ọ bụ Liu Bang, díké ogü, nke bídóró yá, na nké há mà kà Onye Mpaghara Gaozu nke Han mgbè ọ nwüchàrị. Óchíchí nké nwèrè mgbé Ọchíchí nke umunna Xin (9–23 CE) fànyèrè ímé ọchíchì ya nke Wang Mang bịdòrò. Ihëá mèrè kà ochíchì nké kéjì abụọ: nke Han Odida anyanwu (206 BCE – 9 CE) na Han Owuwa anyanwu (25–220 CE). Ọchíchí nkèá rùrù nnari ànó, ó bụ mgbè ndi mádu sị China di mpkà nke ógè ólà. Dítúrú ubwá, ndi mbà kárírí na China kpòrò onwé ha kà "Ndi Han".