Ihe omume mmetọ ikuku

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ihe omume mmetọ ikuku bụ ngwakọta pụrụ iche nké ikuku na ihu igwe nké na-ebute oke mmetọ ifufe n'ébé bụrụ ibu. Ihe atụ nkè mmetọ ikuku gụnyere:

  • Ihe méré na Ndagwurugwu Meuse n'afọ 1930
  • Ihe méré na Saint Louis n'afọ 1939[1]
  • Ihe omume Donora nke afọ 1948[2]
  • 1952 Ihe méré na London[3]
  • 1997 Ọkụ ọhịa Indonesian Ihe omume[4]
  • 2005 Malaysian Haze Episode [citation needed]
  • 2006 Ihe Omume Haze nke Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia
  • 1984 Ọdachi Gas na Bhopal

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Smog, Haze, Ozone, PM2.5, Mmetọ ikuku, Inversion

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]