Ihe oyiyi Emotan
Ọdịdị
Ihe oyiyi Emotan
| Oge/afọ mmalite | 1954 |
|---|---|
| Mba/obodo | Benin |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Edo |
| Ebe | Benin City |
| Nhazi ọnọdụ | 9°18′44″N 2°18′52″E |
| Ụdị | public art |

Ihe oyiyi Emotan bụ ihe oyiyi ndụ nke e mere iji sọpụrụ Emotan, onye isi ahịa nke na-azụ ahịa n'ahịa Oba na ala eze Benin Ancient Benin n'oge ọchịchị Oba Uwaifiokun na Oba Ewuare the Great . [1] Oba Akenzua II weputara ihe oyiyi a n'ubochi 20 Maachị 1954 ma tinye ya n'ihu ahia Oba na obodo Benin . [2]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]Uwaifiokun na Oba Ewuare the Great
- ↑ S. B. Omoregie (1972). Emotan and the Kings of Benin. Longman Group (Far East), Limited. ISBN 978-0-582-60925-9.
- ↑ The History Behind The Emotan Statue. Otedo News (15 November 2014). Archived from the original on 27 January 2017. Retrieved on 31 August 2015.