Ijeoma Grace Agu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ijeoma Grace Agu
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIjeoma Grace Agu Dezie
Aha ọmụmụIjeoma Grace Agu Dezie
Aha enyereIjeoma Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, producer Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Nnamdi Azikiwe Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ájá ájá Dezie
ihe nkiriSwallow, Sylvia, Hoodrush, Taxi Driver: Oko Ashewo, Just Not Married Dezie
Ihe nrite2014 Best of Nollywood Awards Dezie
ahọpụtara maka12th Africa Movie Academy Awards, 2014 Best of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Ijeoma Grace Agu

Ijeoma Grace Agu

Amụrụ Ijeoma Grace Agu

June 16

Agụm Akwụkwọ Nnamdi Azikiwe University

Aka Ọrụ Actress

Ijeoma Grace Agu bụ nwaafọ Naịjirịa na-eme ihe nkiri. A họpụtara ya na "Ọkachamma na-akwado ihe nkiri na "12th Africa Movie Academy Awards". O turu ugo mmeri dịka onye ga-eme ihe nkiri nke ọma na 2014 "Best of Nollywood Awards". Na 2007, o mere ngosi izizi ya na usoro TV nke Eldorado . O so na ndị otu ọmenaala na 2012 London Olympic Games .

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Agụ bụ nwa mbụ n'ime ụmụ ise nne na nna ya mụrụ. Dị ka akụkọ ndị Pulse Naịjirịa siri kwuo, a zụlitere ya na Benin na Lagos Steeti . [1] Ọ nwere akara ugo mmụta mbụ ya na Biochemistry na Mahadum Nnamdị Azikiwe na 2007. Ọ lụrụ di ma mụta nwa nwanyị. [2] Ọ na-akọwa nna ya bụ onye tinyere mụọ ime ihe nkiri n'ime ya. [3] Dị ka Agu si kwuo, ime ihe nkiri ya bidoro mgbe ọ dị afọ 14. Mgbe ọ na-agwa The Nation (Naịjirịa) okwu gbasara mmekọ nwoke na nwoke na Nolịwudu, Agụ kọwara na omume ahụ bụ mmehie ebe ndị ụka nọ, mana ọ bụghị mmebi iwu na-achị mmadụ. N'aka nke ọzọ, o kwuru na e ekwesịghị ị dị na-eme ha ka ndị ohi maọbụ ndị ama. O kwuru na ọ ga-eme ihe nkiri nke na-egosi mmekọ nwanyị na nwanyị.O kwusiri ike na ya anaghị akwado ihe ọbụla ga-eme ka akwafuo ọbala ndị Naịjirịa, mgbe ajụrụ ya maka mkpamkpa maka Biafra na ịtụ Nnamdi Kanu mkpọrọ.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • The Arrangement
  • Beyond Blood
  • One Room
  • The Choice of Aina
  • Flower Girl
  • From Within
  • Just Not Married
  • Kpians: The Feast of Souls (2014)
  • Taxi Driver
  • Hoodrush
  • Misfits
  • Love In A Time of Kekes
  • Women Are Scum
  • Package deal
  • Sylvia

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 10 things you should know about "Taxi Driver: Oko Ashewo" actress.
  2. Ijeoma Grace Agu Speaks On Acting Career. Archived from the original on 2017-05-10. Retrieved on 2020-11-17.
  3. name="nation"Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.

mpụga[dezie | dezie ebe o si]