Ijeoma Ndukwe-Egwuronu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ijeoma Ndukwe-Egwuronu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereIjeoma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Mee 1982 Dezie
Ebe ọmụmụOwẹrrẹ Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
Ebe obibiAbuja Dezie

Ijeoma Ndukwe-Egwuronu ( Amụrụ Ijeoma Ndukwe-Egwuronu; ka ọnwa nke ise di na mkpụrụ ubochi iri na abụọ n'afọ 1982 Obu nwa afọ Naijiria ọchụnta ego amara maara dị ka Nwanyi Akamụ ( Aha ana-akpọ nwaanyi na-ele Akamụ na okwu Igbo) ma ọ bụ Iyaologi (okwu Yoruba maka nwanyị na ele akamụ) iji tụnere azụmahịa nhazi nri ya akpọrọ, Bubez Foods. [1]

Mmalite ndụ na mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Ijeoma toro na Owerri, Imo Steeti. Ọ bụ nwa izizi n’ezinaụlọ isii. Omalitere ịgụ akwụkwọ ya na Assumpta Primary School, Owerri tupu ọ gaa ụlọ akwụkwọ di elu na Owerri Girls Secondary School. Omechakwara , ga Mahadum nke Calabar ebe onwetara akara ugo mmuta bachelor na Human Physiology. [2]

Nchụso Azụmaahịa[dezie | dezie ebe o si]

Ijeoma hiwere Bubez Plaiz, ụlọ ahịa na-ere ahịa n'afọ 2004 wee zụa ahịa ahụ afọ asatọ tupu ọpachie ya n'afọ 2012 n'ihi ụgwọ ọjọọ azụmahịa. Site n 'ajụjụ ọnụ ọ nyere mbipụta Guardian (mbipụta nke Naijiria), Ijeoma "gakwuuru Chukwu n'ekpere na-achọ azịza" na nsogbu ya nke mmimi ya be ulo azụmahịa Bubez Foods na-eji oka dị ka isi akụrụngwa, . [3] Kemgbe ahụ, ọ nwalere ọtụtụ ụdị dị iche iche nke mbinye aka ngwaahịa ya, akamụ ma ugbu a nwere ihe karịrị ihe asaa di iche iche iche nke Bubez Pap Mixed Grains Paste. [4] Ijeoma nwere mmasị na inye ike ụmụ nwanyị ma na mkparịta ụka ya na Vanguard (Nigeria), kwuru na "ụmụ nwaanyị na-arụ ọrụ ha nke ọma nke kwesiri ka enye ha ohere kwesiri ekwesi n' akụkụ ọrụ obụla ha họọrọ". [5]

Akamgba Nchụso Azụmaahịa[dezie | dezie ebe o si]

Ijeoma kwesiri ike na nchekwa nke ngwaahịa na ngwaahịa emechelara bụ otu n'ime Akamgba kachasị na usoro akụkụ oriri na akụkụ ego nke Naijiria . [6]

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Leading Ladies. "Ijeoma Ndukwe-Egwuronu".
  2. "I ran a high end boutique for 8 years before I ventured into selling akamu (pap) - Mrs. Ijeoma Ndukwe-Egwuronu. CEO, Bubez Foods". Retrieved on 5 May 2017.
  3. Leading Ladies. "Ijeoma Ndukwe-Egwuronu".
  4. Ajumobi. "Face your fears and do it anyway – Ijeoma".
  5. Nosike. "‘Let’s develop our traditional foods with research, modern technology’".
  6. Africa. "Bubez Foods boss on Nigeria’s agriculture value chain challenges".