Ika, Akwa Ibom

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ika, Akwa Ibom
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Akwa Ibom Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ5°1′0″N 7°32′0″E, 5°0′20″N 7°32′3″E Dezie

Ika (Ika-Annang) bụ okpuru ochịchị dị na Steeti Akwa Ibom, Nigeria . [1] [2] Isi ụlọọrụ okpuru ọchịchị ime obodo Ika bụ Urua Inyang. E kewara Ika na mkpu na mkpu mepere emepe (1 na II), Ito (1, II na III) Achan (1, II na III) na Odoro (1 & II) (nke pụtara ifufe) a na-egosikar n'Ekeresimesi.

Ika bụ otu n’ime okpuru ochịchị Annang asatọ nke okpuru ọchịchị ime obodo iri atọ na otu dị n'Akwa Ibom.Steeti ugbua. Mpaghara ọchịchị Ika nke Annang ndị Annang maọbụ ndị Ika (Ika-Annang) nọburu n'Abak ochie nke e kewara n'ime okpuru ọchịchị ime obodo ndị ọzọ nke mebere ka okpuru ọchịchị ọhụrụ ise, nke gunyere Abak, Oruk-Anam, Etim-Ekpo, Ukanafu na Ika.

Obodo ole na ole dị n'okpuru ochịchị ime obodo Ika nwere mmekorita nke ntoala omenaala na ndi Igbo. Obodo ndị dị ka Ikot Inyang (A na-akpọbu Oboeze- nke pụtara Umubueze (Ndị Eze) n’asụsụ Igbo) nwere njikọta na mmekorita siri ike, ha na ndị Igbo.

Asusu ndi Ika nke Akwa Ibom Steeti bu asusu olu Annang nke ndi Annang .  

  1. Books. Local Government Areas in Akwa Ibom State: Ikot Ekpene, Uyo, Eket, Mkpat-Enin, Abak, Oruk Anam, Ika-Annang, Oron, Nigeria, Eastern Obolo (in en). General Books LLC. ISBN 9781155785943. 
  2. MENDIE. Ika Annang Metaphysics (in en). Lulu.com. ISBN 9781365923982.