Illana May

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Illana May
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha ezinụlọ yaMay Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1976 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie

Illana May (amụrụ n'onwa Febụwarị afọ 1976) bụ onye South Africa na-agụ egwu na-edekwa egwuma n'akpọkwa ụbọ

Ọ gụchara akwụkwọ na Messina, (nke a maara ugbu a dị ka Musina),na South Africa na Eric Louw High School .[1]

N'ihe karịrị ihe ngosi Mpụta ihe otu narị na iri asatọ kwa afọ, ọ bụ nwanyị na-eti egwu na South Africa. Site na CD asaa na DVD o wepụtara, ama egwu ya ama na Southern Africa.

Ka ọ na-eme ọtụtụ egwu mkpuchi, ọ na-emepụtakwa egwu mbụ ya na mmetụta rock dị iche iche. Ọ na-abụ abụ n'asụsụ Bekee na Afrikaans, ma na-eme egwu n'ụdị rock, pop, mba na ọdịda anyanwụ na R&B.

Isi mmalite[dezie | dezie ebe o si]

  1. Eric Louw High School Student Register. Archived from the original on 27 September 2007. Retrieved on 15 March 2007.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]