Institute of Management and Technology, Enugu
Ọdịdị
Institute of Management and Technology, Enugu
| Oge/afọ mmalite | 1965 |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Enúgwu |
| Nhazi ọnọdụ | 6°26′24″N 7°30′44″E |
| Webụsaịtị | https://imt.edu.ng/ |
| Accredited by | National Board for Technical Education |

Institute of Management and Technology bụ uṅọ akwụkwọ Mahadum di na Enugwu steeti. Amara ya nke ọma dị ka IMT Enugu. ọ bu nụkwu ụnọ akwụkwọ nka'nuzu Enugwu steeti amara di ka kọleji polytechnic sayensi and teknoloji .[1]
Ndị gụsịrị akwụkwọ amara ama
[dezie | dezie ebe o si]- Azuka Okwuọsa bụbu Kọmishọna Ọrụ na Njem nke Anambra Steeti.
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Home. imt.edu.ng. Archived from the original on 2024-05-14. Retrieved on 2022-09-23.