Isabella Langu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Isabella Langu
NationalityNigerian
Occupationvolleyball player

Isabella Langu bụ onye egwu bọọlụ Naịjirịa nke na-agba n'otu Nigeria Security and Civil Defence Corps na otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa. [1]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Isabella na-egwu na Beach volleyball "b" team maka otu egwuregwu volleyball ụmụ nwanyị nke Naijiria. [2]

[3] Ọ bụ otu n'ime ndị meriri South Africa iji nweta ihe nrite ọla edo na 2015 11th All-Africa Games na Congo. [4] bụ otu n'ime ndị otu meriri n'ọkwa nke atọ na African Women Beach Volleyball 2016 Olympics Qualifiers na Jabi Lakeside, Abuja . [1]

Ọ bụkwa otu n'ime ndị otu ga-apụta na 2019 World Championship na Doha . [5]

Ọ bụ otu n'ime ndị otu nọchitere anya Africa na 2019 FIVB Snow Volleyball World Tour na Bariloche, Rio Negro Argentina . [6] [7] na ndị otu ya meriri onye ọbịa Argentina na egwuregwu mmeghe ha 2-1 (13-15, 15-11, 15-11). [1]

[8] .Ọ so na otu ndị nọchitere anya Naịjirịa na asọmpi egwuregwu Volleyball World Beach nke afọ 2019 na Hamburg, Germany.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kuti (2019-12-12). Tokyo 2020 Olympics Q: NVBF invites 12 Beach V/ball players (en-GB). ACLSports. Archived from the original on 2023-03-20. Retrieved on 2023-03-20.
  2. Kuti (2021-06-27). Beach V/ball: Nigeria women team to miss Tokyo Olympics (en-GB). ACLSports. Archived from the original on 2023-03-18. Retrieved on 2023-03-18.
  3. Staff (2015-09-14). Nigeria beat South Africa to win women beach volleyball gold (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2023-03-20.
  4. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2023-03-20.
  5. Saliu (2019-10-11). Beach Volleyball: Nigeria women volleyball team set for World Championship in Doha (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2023-03-18.
  6. Rapheal (2019-07-31). Nigeria to attend snow volleyball in Argentina (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2023-03-18.
  7. admin (2019-08-19). NIGERIA BEAT ARGENTINA IN SNOW VOLLEYBALL CHAMPIONSHIP (en-GB). Federal Ministry of Youth and Sports Development. Archived from the original on 2023-03-18. Retrieved on 2023-03-18.
  8. Moseph (2019-06-30). Team Nigeria record defeat in World Beach Volleyball opener (en-GB). ACLSports. Archived from the original on 2023-03-18. Retrieved on 2023-03-18.