Iyabo Ismaila
Ọdịdị
Iyabo Ismaila
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Iyabo |
| Aha ezinụlọ ya | Ismaila |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | powerlifter |
| Ụdị egwuregwu | powerlifting |
| So na | 2000 Summer Paralympics |
| Ihe nrite | Paralympic gold medal |
Iyabo Ismaila bụ onye Naijirịa na-ebuli elu ike. [1] Ọ nọchitere anya Naịjirịa na asọmpi afọ 2000 Summer Paralympics yana n'afọ 2004 Summer Paralympics wee nweta ihe nrite ọla edo na mmemme 48kg ụmụ nwanyị na 2000. [1] N'afọ 2004, ọ gbara asọmpi n'ihe omume ụmụ nwanyị dị kilogram 52 ebe ọ na-edekọghị akara.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Iyabo Ismaila. paralympic.org. International Paralympic Committee. Retrieved on 16 January 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Iyabo Ismaila at the International Paralympic Committee