Jacinta Athieno Ayo
Ọdịdị
Jacinta Athieno Ayo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Jacinta |
| Ebe ọmụmụ | Uganda |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of Parliament of Uganda |
| Mpaghara ntuli aka | Tororo District |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Independent politician |
Jacinta Athieno Ayo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya dị ka nwanyị onye omeiwu iji nọchite anya mpaghara Tororo n'oge ntuli aka nke afo 2021 Uganda mgbe o meriri Sarah Achieng Opendi.[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nwere onwe ya
- Sarah Achieng Opendi
- Onye omeiwu
- Nzukọ omeiwu nke Uganda
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Court releases former Tororo woman MP aspirant (en-US). Nile Post (2019-05-07). Retrieved on 2021-03-13.