Jade Pennock

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jade Pennock
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEngland Dezie
Aha enyereJade Dezie
aha ezinụlọ yaPennock Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Jenụwarị 1993 Dezie
Ebe ọmụmụPontefract Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Jade Pennock (amụrụ na abali asatọ nke onwa Jenụwarị afọ 1993) bụ onye ọkachamara na bọọlụ nke na agba bọọlụ nye FA Women's Super League club Birmingham City .[1][2] Ọ na-egwuri egwu dị ka onye na-agba ọsọ, na-agbaputa bọọlụ na aka onye na-eme egwuregwu na abụghị onye otu ya n'etiti , mgbe ụfọdụ, dị ka onye ọgba ọsọbinye goolu

Ọ bụ onye kacha gbaa bọọlụ na onye kacha nyere aka na Sheffield United's Championship history.[3] Pennock nọchitekwara anya Leeds na Doncaster Belles.[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

mbinyeaka ọrụ Pennock

Ndị ntorobịa na kọleji[dezie | dezie ebe o si]

Pennock malitere ọrụ ntorobịa ya na Leeds na afọ 2001; ọ meriri County Cup na afọ 2009 ma họpụta ya di onye ọgba egwuregwu n'ejikwa bọọlụ nke afọ.[5]

A kpọrọ ya 'onye mbido nke afọ' mgbe ọ nọ na Mahadum Montevallo.[6]

Mgbe ọ gachara Mahadum Montevallo, ọ gafere Mahadum North Georgia maka afọ ikpeazụ ya na afọ 2015, na-aga n'ihu na-enwe otu n'ime oge kachasị mma [peacock prose] na ihe mere eme nke mahadum ahụ.[7][8] A họpụtara Pennock maka ndị otu PBC All-Tournament All-Stars, ma nata nsọpụrụ All-American site na NSCAA.[8][8][9]

A kpọrọ Pennock onyeisi mgbe ọ na-egwuri egwu maka UNG ma bụrụ naanị onye egwuregwu nke anọ n'akụkọ ihe mere eme nke mahadum a kpọrọ aha na ndị otu nsọpụrụ All-American 'afọ 2015.[10][11]

Doncaster Belles[dezie | dezie ebe o si]

N'oge ọkọchị nke afọ 2017, Pennock si na obodo Harrogate kwaga Doncaster Belles ebe ọ meriri asọmpi WSL2.[12][13][14]

Pennock gbara goolu nke buliri Doncaster[15][16] Belles nwee mmeri n'asọmpi otu ọkpụ n'asataghi na Millwall na otu egwuregwu fọdụrụ na league.[17]

Sheffield United[dezie | dezie ebe o si]

Pennock bịanyere aka na Sheffield United n'abalị iri abụọ na isii nke ọnwa Julaị afọ 2018.[6]

N'afọ 2019, a mara ọkwa Pennock dị ka onye egwuregwu Sheffield United nke Afo , onye egwuregwu ndị egwuregwu nke afo na onye njikwa egwuregwu nke de l'année.

Mgbe o nye gara goolu megide Crystal Palace na goolu nke na-esote na cameo megide Charlton na afọ 2019, The Telegraph & Yahoo Sports kọrọ na Pennock nwere ikike ịnye otu goolu na nkeji 62.1 ọ bụla n'oge ahụ, ebe ọ gbara goolu irí na anọ na egwuregwu iri na atọ ikpeazụ ya.[14][18][19]

N'ọnwa Ọktoba afọ 2019, ọ jikọtara ọrụ bọọlụ ya na ọrụ ọ na-arụ ọrụ dị ka onye nkuzi na YMCA, nke pụtara na ọ gara naanị nkuzi abụọ n'ime oge ọzụzụ abalị atọ nke klọb ahụ na-eme kwa izu.[20]

Mgbe Sheffield United sonyeere ọkwa nke abụọ nke bọọlụ ụmụ nwanyị England, Pennock ghọrọ onye kacha gbaa goolu ma nyere aka Onye otu ya aka n'oge ahụ.[21]

N'afọ 2019, Pennock gbara goolu mmeri nke nkeji iri itoolu na anọ megide ndị otu Super League nke ụmụ nwanyị bụ Liverpool n'ihe a kpọrọ mmeri "ịtụnanya" goolu atọ asatara abụọ nke Sheffield na iko Continental.[22][23][24][25][26][27][28]

Pennock bịanyere aka na nkwekọrịta ịgba bọọlụ otu afọ na Sheffield United, n'ihu oge asọmpi ụmụ nwanyị nke afọ 2020 na 21.[29][30][31]

Pennock nyere goolu mbụ nke Neil Redfern dị ka onye na-arụ ọrụ dị ka onye njikwa Sheffield United na afọ 2020 ka ọ gbara goolu ugboro abụọ megide ndị na-emegide asọmpi Championship London City Lionesses.[32][33]

N'abalị iri abụo na anọ nke ọnwa Mee afọ 2021, Pennock kwupụtara na ọ ga-ahapụ Sheffield United mgbe oge atọ gasịrị.[34][35][36]


Birmingham City[dezie | dezie ebe o si]

N'abali iri na asaa nke ọnwa Julaị afọ 2021, Pennock bịanyere aka na Birmingham City, na Women's Super League, na-eme ka ọ bụrụ onye mbụ bịanyere aha n'okpuru onye njikwa ọhụrụ Scott Booth.[16][37][38][39][40]


Pennock nyere goolu mbụ ya nke Birmingham na nke atọ ya nke otu ahụ n'oge egwuregwu WSL megide Everton.[41][42]

N'ụbọchị mbụ n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2022, Pennock gbara nkeji iri itoolu niile nke mmeri Birmingham meriri Arsenal n'oge ahụ.[43][44] A na-akpọ mmeri ahụ dị ka nnukwu ihe ịtụnanya WSL n'akụkọ ihe mere eme ya ma họrọ Pennock maka otu Her Football Hub WSL nke izu ahụ.[45]

A họpụtara goolu Pennock maka Birmingham megide Reading na FA Women's Super League ọgụgụ ịnye goolu WSL nke ọnwa ahụ ma hụ arụmọrụ ya na ndị otu nke izu ahụ, nke Siobhan Chamberlain họọrọ.[46][47][48][49][50]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Pennock na-arụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya n'akụkụ onye egwuregwu Manchester United na onye mba England Leah Galton nke SRUSA, mmemme agụmakwụkwọ nke na-enyere ndị na-eto eto na-agba bọọlụ aka ịchọta ebe na mahadum na United States.[51][52]

Na mbido afọ 2021, Pennock pụtara na telivishọn ụmụ nwanyị na-eme egwuregwu bọọlụ nke obere usoro ihe nkiri Throw in the Kitchen Sink na-ekwu maka ihe ịma aka nke ndị egwuregwu na-eme ka bọọlụ ọkara ọkachamara na ọrụ kwụsiri ike.[53][54]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Doncaster Belles

  • Ndị mmeri Super League 2 nke ụmụ nwanyị: 2017-18[55]

Onye ọ bụla

  • All-American All-Star Team NSCAA: 2015
  • Onye egwuregwu nke ọnwa nke FA Women's Championship: Ọktoba 2019[56]
  • Sheffield United Player of the Year: 2019

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Atherton (2021-09-03). WSL done deals: All Women's Super League transfers ahead of new season - squads IN FULL (en). Express.co.uk. Retrieved on 2021-09-29.
  2. WSL Summer Transfers (en). womenscompetitions.thefa.com. Retrieved on 2021-08-26.
  3. Birmingham: The Blues look to new signings to avoid another relegation fight – WSL Preview (en-GB). GiveMeSport (2021-08-30). Retrieved on 2021-08-30.
  4. Speight (2022-01-30). Lasses Match Preview: Underdogs Sunderland face Birmingham in the FA Cup 4th Round today! (en). Roker Report. Retrieved on 2022-02-19.
  5. Jade Pennock profile. University of Montevallo.
  6. 6.0 6.1 Jade Pennock. Sheffield United FC. Retrieved on 2021-05-19.
  7. Jade Pennock profile. University of North Georgia.
  8. 8.0 8.1 8.2 Jade Pennock - Graduate Assistant Women's Soccer Coach - Women's Soccer Coaches (en). University of North Georgia Athletics. Retrieved on 16 March 2021.
  9. Jade Pennock - 2015 - Women's Soccer (en). University of North Georgia Athletics. Retrieved on 2021-05-19.
  10. Dyer (2015-12-04). Jade Pennock Named to NSCAA All-America Team (en-US). WRWH. Retrieved on 2021-05-19.
  11. Four Lenoir-Rhyne Players Garner 2015 All-Southeast Region Accolades By The NSCAA (en). Lenoir-Rhyne University Athletics. Retrieved on 2021-05-19.
  12. Jade Pennock transfers to Birmingham City (en-US) (2021-07-17). Retrieved on 2021-09-29.
  13. Pennock signs for Doncaster Belles. Harrogate Town WFC. Archived from the original on 2021-07-29. Retrieved on 2022-09-03.
  14. 14.0 14.1 What we learned from women's football this weekend: Club World Cup calls, celebrating centurions and the Championship's secret scorer (en-US). sports.yahoo.com. Retrieved on 2021-05-19.
  15. Jade Pennock (en). Birmingham City Football Club. Retrieved on 2021-08-30.
  16. 16.0 16.1 Frith (2021-07-17). Birmingham City Women sign former Blades winger Jade Pennock (en-GB). SheKicks. Retrieved on 2021-08-24.
  17. "Doncaster Rovers Belles win WSL 2 title", BBC Sport. Retrieved on 2021-05-12. (in en-GB)
  18. Penney. "What we learned from women's football this weekend: Club World Cup calls, celebrating centurions and the Championship's secret scorer", The Telegraph, 2019-10-28. Retrieved on 2021-05-19. (in en-GB)
  19. Man City progress despite penalty shootout loss to Man Utd - Women's Super League Cup round-up (en). Sky Sports. Retrieved on 2021-05-19.
  20. Pontefract's Jade Pennock is rising star with Sheffield United Women. www.pontefractandcastlefordexpress.co.uk.
  21. Pennock taking the positives into Coventry. Sheffield United FC. Retrieved on 17 March 2021.
  22. "Blades fight back to shock Liverpool in Cup", BBC Sport. Retrieved on 2021-05-19. (in en-GB)
  23. Liverpool Women 2 Sheffield United Women 3 (en). www.thestar.co.uk. Retrieved on 2021-05-19.
  24. Liverpool scalp renews belief for Sheffield United Women (en). www.yorkshirepost.co.uk. Retrieved on 2021-05-19.
  25. Women's Liverpool preview. Sheffield United FC. Retrieved on 2021-05-19.
  26. Liverpool 2-3 Sheffield United (en). womenscompetitions.thefa.com. Retrieved on 2021-05-19.
  27. Women's Continental League Cup roundup: Liverpool shocked by Sheffield United (en). www.newschainonline.com (2019-09-22). Retrieved on 2021-05-19.
  28. Charles cameo unable to prevent LFC from late cup loss (en-GB). This Is Anfield (2019-09-22). Retrieved on 2021-05-19.
  29. Seychell (23 June 2020). Sheffield United: Trio sign new deals at the club (en-US). The Transfer Tavern. Archived from the original on 16 July 2022. Retrieved on 17 March 2021.
  30. Frith (22 June 2020). Three sign new contracts with Sheffield United Women (en-GB). SheKicks. Retrieved on 17 March 2021.
  31. Sheffield United re-sign trio of players (en). www.newschainonline.com (22 June 2020). Retrieved on 17 March 2021.
  32. London City Lionesses 1-4 Sheffield United (en). womenscompetitions.thefa.com. Retrieved on 2021-05-11.
  33. Neil Redfearn named LMA Manager of the Month. Sheffield United FC. Retrieved on 2021-05-19.
  34. Fisher (2021-05-27). Three potential destinations for former Blades star Jade Pennock – opinion (en-GB). Her Football Hub. Retrieved on 2021-06-09.
  35. Attacker Pennock to leave Sheffield United (en-GB). FAWSL Full-Time (2021-05-24). Retrieved on 2021-06-09.
  36. Six United Women players to depart. Sheffield United FC. Retrieved on 2021-06-09.
  37. Birmingham City get started with Pennock (en). VAVEL (2021-07-18). Retrieved on 2021-07-18.
  38. Jade Pennock Pens Blues Deal (en). Birmingham City Football Club. Archived from the original on 2021-07-17. Retrieved on 2021-07-18.
  39. Reis (2021-07-27). The rise of Women's football in the West Midlands (en). BirminghamLive. Retrieved on 2021-12-09.
  40. "Birmingham sign Blades winger Pennock", BBC Sport. Retrieved on 2021-07-17. (in en-GB)
  41. Everton Women 3-1 Birmingham Women highlights (en). Sky Sports. Retrieved on 2021-09-29.
  42. Women's Super League: talking points from the weekend's action (en). The Guardian (2021-09-27). Retrieved on 2021-09-29.
  43. Birmingham stun WSL leaders Arsenal to secure first win of the season (en). The Independent (2022-01-09). Retrieved on 2022-02-19.
  44. Birmingham stun WSL leaders Arsenal to secure first win of the season (en). The Independent (2022-01-09). Retrieved on 2022-01-11.
  45. Verri (2022-01-09). Birmingham 2-0 Arsenal: Leaders suffer first WSL defeat in huge upset (en). www.standard.co.uk. Retrieved on 2022-01-11.
  46. Women's Super League round-up: Manchester United defeat Spurs, Chelsea held at Brighton & Hove Albion (en). Eurosport (2022-01-23). Retrieved on 2022-02-19.
  47. Jennings (2022-01-23). Carter delivers scathing Birmingham City verdict after costly loss at Reading (en). BirminghamLive. Retrieved on 2022-02-19.
  48. Royals trio nominated for Manager, Player and Goal of the Month awards. Reading FC. Retrieved on 2022-02-19.
  49. Reading FC Women's Natasha Dowie scoops FA WSL 'Goal of the Month' (en-GB) (2022-02-10). Retrieved on 2022-02-19.
  50. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified (en). Twitter. Retrieved on 2022-02-19.
  51. O'Neill (30 April 2019). Sports Recruiting USA – Summer Showcase 2019 Event Details Released (en-GB). SheKicks. Retrieved on 17 March 2021.
  52. Fatima (16 August 2020). Jade Pennock on US Football. Sportageous. Archived from the original on 16 July 2022. Retrieved on 3 September 2022.
  53. Goulding (2021-05-06). -womens-football-issues/ Throw in the Kitchen Sink: New doc tackles hardships in women's football (en-GB). Her Football Hub. Retrieved on 2021-05-11.
  54. Kujawa (2021-05-04). TIKS: Women's football documentary highlights the champions of the sport (en). Frame of Motion. Retrieved on 2021-05-19.
  55. WSL 2 2017-18 season review (en). VAVEL (2021-03-11). Retrieved on 2021-03-17.
  56. Sheffield United's Jade Pennock has been named October's @FAWC_ Player of the Month! (en). Twitter (7 November 2019). Retrieved on 17 March 2021.