James Oladipo Williams

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
James Oladipo Williams
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereJames Dezie
aha ezinụlọ yaWilliams Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1999 Dezie
nwaAyotunde Phillips, Oluwafunmilayo Olajumoke Atilade Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie
James Oladipo Williams

James Oladipo Williams bụ onye ọka iwu Naijiria na onye bụbu onye ọka ikpe na Ụlọikpe Kasị Elu nke Lagos Steeti .[1] Ọ ghọrọ onye ọka ikpe na Ụlọikpe Kasị Elu nke Lagos na 1 June 1975, n'oge ọchịchị ndị agha wee laa ezumike nká na 22 May 1987. Ọ bụ nna Ayotunde Phillips na Oluwafunmilayo Olajumoke Atilade, ndi rụrụ ọrụ dịka ndị isi ikpe nke iri na anọ na nke iri na ise nke Lagos State.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Emerging dynasties: Retired jurists' children serving as judges. Nigeria.gounna.com. Archived from the original on 26 April 2015. Retrieved on 25 April 2015.
  2. Lagos CJ: Historic succession of two sisters. New Telegraph. Archived from the original on 14 May 2015. Retrieved on 24 April 2015.