Oluwafunmilayo Olajumoke Atilade

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Oluwafunmilayo Olajumoke Atilade
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Septemba 1952 Dezie
Ebe ọmụmụLondon Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie

Oluwafunmilayo Olajumoke Atilade (a mụrụ na abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Septemba afọ 1952) bu onye ọka iwu Naijiria na onye bụbu onye isi ọka ikpe nke Lagos State . Ọ bụbu onye ọka ikpe na Ụlọ ikpe ukwu (High Court) nke Steeti Lagos . [1] [2]

ndabere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Atilade na Septemba 24, 1952 na London, England nye onye ọka ikpe nwụrụ anwụ James Oladipo Williams na Henrietta Aina Williams, onye ọkaikpe steeti Lagos. [3] O nwetara asambodo ule akwụkwọ West Africa na Anglican Girls Grammar School dị na Surulere, nnukwu obodo Lagos. O nwetara nzere bachelọ na iwu na Mahadum Lagos na 1975 ewee kpọọ ya na ọrụ ikpe na afọ 1976. [4] Ọ mèchàrà ọrụ ife ala nna ya otu afọ na Ministry of Justice na Benin obodo. [5]

Ọrụ iwu[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ọrụ iwu ya na 1977 na Federal Ministry of Justice dị ka onye ndụmọdụ steeti. O mechara sonye na ọrụ ndị ọrụ ọdụ ụgbọ mmiri Naijiria dịka onye isi ọka iwu na 1979. [6] Ka ọ rụrụ ọrụ afọ atọ na ọdụ ụgbọ mmiri, e zigara ya na ngalaba ikpe Legọs steeti dị ka Senior Magistrate tupu o mechaa bụrụ Chief Magistrate Admin na ụlọikpe Magistrate Apapa. [7] N'ọnwa Julaị 1996, a họpụtara ya Onyeikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Lagos n'okpuru ọchịchị onye nlekọta ndị agha, Mohammed Buba Marwa . [8] Na Ọgọọst 20, 2015, a họpụtara ya dị ka onye ọka ikpe site n'aka Babatunde Fashola, Gọvanọ Lagos State ka ọ nọchie nwanne ya nwanyị Ayotunde Phillips . [9] Atilade bụ onye isi ọkaikpe nwanyị Legọs nke ise. [8]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Justice Oluwafunmilayo Atilade to be sworn in as lagos Chief Judge. AIT News. Retrieved on 24 April 2015.
  2. Our Correspondent. New Telegraph – As Lagos Chief Judge, Funmi Atilade’s son weds. newtelegraphonline.com. Archived from the original on 3 July 2015. Retrieved on 24 April 2015.
  3. Fashola Swears In New Chief Judge - P.M. NEWS Nigeria. pmnewsnigeria.com. Retrieved on 24 April 2015.
  4. Justice Oluwafunmilayo Olajumoke Atilade - The NEWS. thenewsnigeria.com.ng. Retrieved on 24 April 2015.
  5. Fashola Swears in Atilade as Lagos Chief Judge, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 24 April 2015.
  6. Justice Atilade Sworn-In As New Chief Judge Of Lagos - Channels Television. Channels Television. Retrieved on 24 April 2015.
  7. Atilade makes history, succeeds sibling as acting Lagos Chief Judge. Vanguard News. Retrieved on 24 April 2015.
  8. 8.0 8.1 Atilade, fifth Lagos woman Chief Judge sworn-in. newsafricanow.com. Archived from the original on 24 April 2015. Retrieved on 24 April 2015.
  9. Justice Atilade Replaces Elder Sister, Justice Ayotunde Phillips as Chief Judge of Lagos State. starconnectmedia.com. Retrieved on 24 April 2015.